1 Samuel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu. 1 Samuel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee nupụ isi n’iwu Jehova,+ aka Jehova ga-ebili megide unu na nna unu hà.+ Abụ Ọma 107:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ha nupụrụ isi+ n’ihe Chineke kwuru;+Ha leghakwaara ndụmọdụ nke Onye Kasị Elu anya.+ Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+
14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu.
15 Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee nupụ isi n’iwu Jehova,+ aka Jehova ga-ebili megide unu na nna unu hà.+
2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+