Diuterọnọmi 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’ 2 Ihe E Mere 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+ Abụ Ákwá 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+
24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’
20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+
17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+