Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 25:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 lee, m ga-ezi ozi, m ga-akpọtakwa ezinụlọ niile si n’ebe ugwu,”+ ka Jehova kwuru, “zigara Nebukadreza eze Babịlọn, bụ́ ohu m,+ ozi, m ga-emekwa ka ha bịa buso ala a+ na ndị bi n’ime ya na mba ndị a niile gbara ya gburugburu agha;+ m ga-ebibi ha ma mee ka ha bụrụ ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị+ na ebe a ga-ala n’iyi ruo mgbe a na-akaghị aka.+

  • Ezikiel 29:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 “Nwa nke mmadụ, Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, mere ka ndị agha ya lụso Taya agha dị ukwuu.+ E mere ka isi niile kwọchaa, chihịakwa ubu niile.+ Ma ọ dịghị ụgwọ+ ọ bụla Taya kwụrụ ya na ndị agha ya maka agha o busoro ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya