2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+ Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+
17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+
37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+