Aịzaya 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+ Jeremaya 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ugwu ndị dị n’Izrel ka ị ga-ada,+ gị na ìgwè ndị agha gị niile na ndị ga-eso gị. M ga-ewere gị nye nnụnụ na-eri anụ, ụdị nnụnụ ọ bụla, na anụ ọhịa ka ị bụrụ nri ha.”+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+
2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+
31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.
4 N’ugwu ndị dị n’Izrel ka ị ga-ada,+ gị na ìgwè ndị agha gị niile na ndị ga-eso gị. M ga-ewere gị nye nnụnụ na-eri anụ, ụdị nnụnụ ọ bụla, na anụ ọhịa ka ị bụrụ nri ha.”+
9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+