48Nụrụnụ ihe a, ụlọ Jekọb, unu ndị na-aza aha Izrel,+ ndị sikwa na mmiri Juda pụta,+ unu ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+ ndị na-akpọ aha Chineke Izrel,+ ma ọ bụghị n’eziokwu, ọ bụghịkwa n’ezi omume.+
11 Ndị isi ya anaghị ekpe ikpe ma ọ bụrụ na e nyeghị ha ngarị,+ ndị nchụàjà ya anaghị ezi ihe ma ọ bụrụ na a kwụghị ha ụgwọ,+ ndị amụma ya na-agba afa iji nweta ego;+ ma n’ebe Jehova nọ ka ha dabeere, na-asị: “Ọ̀ bụ na Jehova anọghị n’etiti anyị?+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị.”+
16 Ha na-ekwupụta n’ihu ọha na ha maara Chineke,+ ma ha na-agọnahụ ya site n’ọrụ ha,+ n’ihi na ha rụrụ arụ, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị a jụrụ ajụ+ n’ụdị ezi ọrụ ọ bụla.