1 Ndị Eze 20:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otu nwoke, nke bụ́ otu n’ime ụmụ ndị amụma,+ gwara enyi ya dị ka Jehova kwuru,+ sị: “Biko, tie m ihe.” Ma nwoke ahụ jụrụ iti ya ihe. 2 Ndị Eze 4:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ịlaịsha wee laghachi Gilgal,+ ma ụnwụ+ dị n’ala ahụ. Ka ụmụ+ ndị amụma nọ ọdụ n’ihu ya,+ o mesịrị gwa onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Sinye nnukwu ite e ji esi nri n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”+
35 Otu nwoke, nke bụ́ otu n’ime ụmụ ndị amụma,+ gwara enyi ya dị ka Jehova kwuru,+ sị: “Biko, tie m ihe.” Ma nwoke ahụ jụrụ iti ya ihe.
38 Ịlaịsha wee laghachi Gilgal,+ ma ụnwụ+ dị n’ala ahụ. Ka ụmụ+ ndị amụma nọ ọdụ n’ihu ya,+ o mesịrị gwa onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Sinye nnukwu ite e ji esi nri n’ọkụ ma siere ụmụ ndị amụma ofe.”+