18 Unu ekwela ka onye ọ bụla gbochie+ unu inweta ihe ahụ a na-agbata n’ọsọ,+ bụ́ onye na-enwe mmasị n’ịdị umeala n’obi ụgha nakwa n’ụdị ofufe a na-efe ndị mmụọ ozi, “ọ na-eguzosi ike” n’ihe ndị ọ hụrụ, onye echiche ya nke anụ ahụ́ na-achị na-afụli elu n’enweghị ezi ihe kpatara ya,