Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 13:46; Ọg 12:14; 2Ih 26:21
  • +Le 15:2
  • +Le 22:4; Ọg 19:11; 31:19

Ọnụ Ọgụgụ 5:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 7:3
  • +Ọg 19:22
  • +Ọp 25:8; Le 26:11; Jos 22:19; 2Kọ 6:16

Ọnụ Ọgụgụ 5:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:1, 17; 6:2

Ọnụ Ọgụgụ 5:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:5; Jos 7:19; Ọm 32:5; Jes 5:16
  • +Le 6:5

Ọnụ Ọgụgụ 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:16; 6:7; 7:7

Ọnụ Ọgụgụ 5:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:28; Ọg 18:8
  • +Le 6:17; 7:6; 10:13
  • +Di 18:3; Ezi 44:29; 1Kọ 9:13

Ọnụ Ọgụgụ 5:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:20; Ho 4:13

Ọnụ Ọgụgụ 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:20; Di 5:18
  • +Ọm 26:4; Ilu 30:20

Ọnụ Ọgụgụ 5:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 6:34; So 8:6

Ọnụ Ọgụgụ 5:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:30
  • +Le 5:11

Ọnụ Ọgụgụ 5:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 17:10; Mal 3:5; Hib 13:4

Ọnụ Ọgụgụ 5:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:15, 25
  • +Ọg 5:22, 24

Ọnụ Ọgụgụ 5:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 7:2; Hib 13:4

Ọnụ Ọgụgụ 5:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otú e si dee ya n’asụsụ Hibru bụ “nwoke ọzọ nyụnyere gị ọbara ọcha n’ahụ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:12; 1Kọ 6:9
  • +Le 18:20; Ọg 5:13

Ọnụ Ọgụgụ 5:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 6:26; 1Sa 14:24; 1Ez 8:31
  • +Je 46:26

Ọnụ Ọgụgụ 5:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:24; Jer 51:60
  • +Ọrụ 3:19

Ọnụ Ọgụgụ 5:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:18

Ọnụ Ọgụgụ 5:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:15

Ọnụ Ọgụgụ 5:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 2:9; 5:12

Ọnụ Ọgụgụ 5:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:13, 20
  • +Di 27:26; Ga 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2004, p. 24

Ọnụ Ọgụgụ 5:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:19

Ọnụ Ọgụgụ 5:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:14, 15
  • +Ọg 5:12, 19
  • +Ro 7:2

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 5:2Le 13:46; Ọg 12:14; 2Ih 26:21
Ọnụ Ọgụ. 5:2Le 15:2
Ọnụ Ọgụ. 5:2Le 22:4; Ọg 19:11; 31:19
Ọnụ Ọgụ. 5:32Ez 7:3
Ọnụ Ọgụ. 5:3Ọg 19:22
Ọnụ Ọgụ. 5:3Ọp 25:8; Le 26:11; Jos 22:19; 2Kọ 6:16
Ọnụ Ọgụ. 5:6Le 5:1, 17; 6:2
Ọnụ Ọgụ. 5:7Le 5:5; Jos 7:19; Ọm 32:5; Jes 5:16
Ọnụ Ọgụ. 5:7Le 6:5
Ọnụ Ọgụ. 5:8Le 5:16; 6:7; 7:7
Ọnụ Ọgụ. 5:9Ọp 29:28; Ọg 18:8
Ọnụ Ọgụ. 5:9Le 6:17; 7:6; 10:13
Ọnụ Ọgụ. 5:9Di 18:3; Ezi 44:29; 1Kọ 9:13
Ọnụ Ọgụ. 5:12Ọg 5:20; Ho 4:13
Ọnụ Ọgụ. 5:13Le 18:20; Di 5:18
Ọnụ Ọgụ. 5:13Ọm 26:4; Ilu 30:20
Ọnụ Ọgụ. 5:14Ilu 6:34; So 8:6
Ọnụ Ọgụ. 5:15Ọg 5:30
Ọnụ Ọgụ. 5:15Le 5:11
Ọnụ Ọgụ. 5:16Jer 17:10; Mal 3:5; Hib 13:4
Ọnụ Ọgụ. 5:18Ọg 5:15, 25
Ọnụ Ọgụ. 5:18Ọg 5:22, 24
Ọnụ Ọgụ. 5:19Ro 7:2; Hib 13:4
Ọnụ Ọgụ. 5:20Ọg 5:12; 1Kọ 6:9
Ọnụ Ọgụ. 5:20Le 18:20; Ọg 5:13
Ọnụ Ọgụ. 5:21Jos 6:26; 1Sa 14:24; 1Ez 8:31
Ọnụ Ọgụ. 5:21Je 46:26
Ọnụ Ọgụ. 5:232Ih 34:24; Jer 51:60
Ọnụ Ọgụ. 5:23Ọrụ 3:19
Ọnụ Ọgụ. 5:24Ọg 5:18
Ọnụ Ọgụ. 5:25Ọg 5:15
Ọnụ Ọgụ. 5:26Le 2:9; 5:12
Ọnụ Ọgụ. 5:27Ọg 5:13, 20
Ọnụ Ọgụ. 5:27Di 27:26; Ga 3:10
Ọnụ Ọgụ. 5:28Ọg 5:19
Ọnụ Ọgụ. 5:29Ọg 5:14, 15
Ọnụ Ọgụ. 5:29Ọg 5:12, 19
Ọnụ Ọgụ. 5:29Ro 7:2
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 5:1-31

Ọnụ Ọgụgụ

5 Jehova wee gwa Mozis okwu ọzọ, sị: 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+ 3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+ 4 Ụmụ Izrel wee mee otú ahụ, ha wee kpọga ha ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu. Dị nnọọ ka Jehova gwara Mozis, otú ahụ ka ụmụ Izrel mere.

5 Jehova gara n’ihu ịgwa Mozis, sị: 6 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ma nwoke ma nwaanyị, ọ bụrụ na ha emee nke ọ bụla n’ime mmehie niile ụmụ mmadụ na-eme site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mkpụrụ obi nke mere ya, ikpe mara ya.+ 7 Ha ga-ekwupụta+ mmehie ha mere, ọ ga-akwụ ụgwọ maka ikpe mara ya, tụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise,+ ọ ga-ewerekwa ya nye onye ahụ o mejọrọ. 8 Ma ọ bụrụ na onye ahụ o mejọrọ enweghị onye ikwu nke ọ ga-enye ihe ahụ ọ ga-akwụ maka ikpe mara ya, ihe ọ ga-ewetara Jehova maka ikpe mara ya ga-abụ nke onye nchụàjà, ma e wezụga ebule mkpuchi mmehie ọ ga-eji kpuchiere ya mmehie.+

9 “‘Onyinye+ ọ bụla nke si n’ihe nsọ+ niile nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị ha ga-enye onye nchụàjà, ga-aghọ nke ya.+ 10 Ihe nsọ nke onye ọ bụla ga-enye n’onyinye ga-abụ nke ya. Ihe ọ bụla onye ọ bụla nyere onye nchụàjà, ihe ahụ ga-aghọ nke onye nchụàjà ahụ.’”

11 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis, sị: 12 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwunye nwoke ọ bụla ejehie wee meso ya omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+ 13 ya na nwoke ọzọ ewee dinaa, ọbara ọcha ewee pụta,+ e wee zochiere ya di ya,+ a chọpụtaghịkwa ya, nwaanyị ahụ n’onwe ya emerụwo onwe ya ma ọ dịghị onye gbagidere ya akaebe, e jideghịkwa ya; 14 mmụọ ekworo+ abanyekwa n’ime nwoke ahụ, o wee nyowe ikwesị ntụkwasị obi nwunye ya enyo, ya abụrụkwa na nwaanyị ahụ emerụwo onwe ya n’ezie, ma ọ bụkwanụ ya abụrụ na mmụọ ekworo abanyewo n’ime ya, o wee nyowe ikwesị ntụkwasị obi nwunye ya enyo, ma, n’ezie, nwaanyị ahụ emerụghị onwe ya; 15 nwoke ahụ ga-akpọrọ nwunye ya kpọtara onye nchụàjà,+ wetakwa onyinye, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka bali maka nwaanyị ahụ mgbe ọ na-akpọta ya. Ọ gaghị awụsa ya mmanụ ma ọ bụkwanụ tụkwasị ya frankinsens,+ n’ihi na ọ bụ àjà ọka ekworo, àjà ọka ncheta nke na-eme ka e cheta njehie.

16 “‘Onye nchụàjà ga-akpọta nwaanyị ahụ nso wee mee ka o guzo n’ihu Jehova.+ 17 Onye nchụàjà ga-eji ite ụrọ kuru mmiri nsọ, onye nchụàjà ga-ekporokwa ájá n’ala ụlọikwuu ahụ, ọ ga-ekponye ya ná mmiri ahụ. 18 Onye nchụàjà ga-emekwa ka nwaanyị ahụ guzo n’ihu Jehova, ọ ga-atọsakwa ntutu isi nwaanyị ahụ ma dọkwasị àjà ọka ncheta ahụ n’ọbụ aka ya abụọ, ya bụ, àjà ọka ekworo ahụ,+ onye nchụàjà ga-ebukwa mmiri na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ n’aka.+

19 “‘Onye nchụàjà ga-eme ka ọ ṅụọ iyi, ọ ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ọ bụrụ na o nweghị nwoke gị na ya dinara, ọ bụrụkwa na kemgbe ị nọ n’okpuru di gị,+ i jehiebeghị wee mee ihe ọ bụla na-adịghị ọcha, ka mmiri a na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ghara ime gị ihe ọ bụla. 20 Ma ọ bụrụ na gị onwe gị ejehiewo kemgbe ị nọ n’okpuru di gị,+ ọ bụrụkwa na i merụwo onwe gị, o wee bụrụ na gị na nwoke ọzọ enwewo mmekọahụ,*+ ma e wezụga di gị,—” 21 Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya ọbụbụ ọnụ,+ onye nchụàjà ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ka Jehova mee ka ị bụrụ onye a bụrụ ọnụ na onye iyi ọ ṅụrụ ga-ere n’isi ya n’etiti ndị gị, site na Jehova ime ka apata ụkwụ+ gị kpọnwụọ, meekwa ka afọ gị zaa. 22 Mmiri a nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanyekwa n’eriri afọ gị iji mee ka afọ gị zaa, meekwa ka apata ụkwụ gị kpọnwụọ.” Nwaanyị ahụ ga-asịkwa: “Amen! Amen!”

23 “‘Onye nchụàjà ga-ede ọbụbụ ọnụ ndị a n’akwụkwọ+ ma saba+ ha n’ime mmiri ahụ na-elu ilu. 24 Ọ ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ,+ mmiri ahụ na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya dị ka ihe na-elu ilu. 25 Onye nchụàjà ga-eburu àjà ọka+ ekworo ahụ n’aka nwaanyị ahụ ma fegharịa ya n’ihu Jehova, ọ ga-ewetakwa ya nso n’ebe ịchụàjà ahụ. 26 Onye nchụàjà ga-ekporokwa ụfọdụ n’ime àjà ọka ahụ ka ọ bụrụ ihe ncheta+ ya ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, e mesịa, ọ ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ. 27 Mgbe o mesịrị ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ, ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o merụrụ onwe ya wee meso di+ ya omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mmiri ahụ nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya dị ka ihe na-elu ilu, afọ ya ga-azakwa, apata ụkwụ ya ga-akpọnwụkwa, nwaanyị ahụ ga-aghọkwa onye a bụrụ ọnụ n’etiti ndị ya.+ 28 Otú ọ dị, ọ bụrụ na nwaanyị ahụ emerụghị onwe ya, o wee bụrụ na ọ dị ọcha, ọ gaghị anata ntaramahụhụ+ dị otú ahụ; ọbara ọcha ga-eme ka ọ tụrụ ime.

29 “‘Ọ bụ nke a bụ iwu banyere ekworo,+ ma ọ bụrụ na nwaanyị ejehie+ mgbe ọ ka nọ n’okpuru di ya,+ o wee merụọ onwe ya, 30 ma ọ bụ, ọ bụrụ na mmụọ ekworo banyere n’ime nwoke, o wee nyowe nwunye ya enyo na o kwesịghị ntụkwasị obi; ọ ga-eme ka nwunye ya guzo n’ihu Jehova, onye nchụàjà ga-emezu iwu a dum n’ebe nwaanyị ahụ nọ. 31 Nwoke ahụ ga-abụ onye ikpe njehie na-amaghị, ma nwunye ya ga-aza ajụjụ maka njehie ya.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya