Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 19
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 19:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:20; Mal 1:14; 1Pi 2:22
  • +Di 21:3

Ọnụ Ọgụgụ 19:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 9:13; 1Pi 1:2

Ọnụ Ọgụgụ 19:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:14; Le 4:11

Ọnụ Ọgụgụ 19:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 14:4, 49
  • +Ọm 51:7
  • +Aịz 1:18

Ọnụ Ọgụgụ 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 16:28

Ọnụ Ọgụgụ 19:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 9:13
  • +Ọg 19:13, 21; 31:23

Ọnụ Ọgụgụ 19:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 19:8
  • +Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 15:15

Ọnụ Ọgụgụ 19:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 21:1, 11; Ọg 5:2; 6:9; 9:6
  • +Ọg 31:19; Hag 2:13

Ọnụ Ọgụgụ 19:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:19

Ọnụ Ọgụgụ 19:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 15:31
  • +Hib 2:2; 10:28
  • +Ọg 19:9; 31:23
  • +Le 22:3

Ọnụ Ọgụgụ 19:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:32

Ọnụ Ọgụgụ 19:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:19
  • +Ọg 19:11

Ọnụ Ọgụgụ 19:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 19:9
  • +Ọm 51:7

Ọnụ Ọgụgụ 19:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 14:9; Ọg 19:12; 31:19

Ọnụ Ọgụgụ 19:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:14; Ọg 19:13

Ọnụ Ọgụgụ 19:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 19:18; Hib 9:10, 13

Ọnụ Ọgụgụ 19:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hag 2:13
  • +Le 15:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 19:2Le 22:20; Mal 1:14; 1Pi 2:22
Ọnụ Ọgụ. 19:2Di 21:3
Ọnụ Ọgụ. 19:4Hib 9:13; 1Pi 1:2
Ọnụ Ọgụ. 19:5Ọp 29:14; Le 4:11
Ọnụ Ọgụ. 19:6Le 14:4, 49
Ọnụ Ọgụ. 19:6Ọm 51:7
Ọnụ Ọgụ. 19:6Aịz 1:18
Ọnụ Ọgụ. 19:8Le 16:28
Ọnụ Ọgụ. 19:9Hib 9:13
Ọnụ Ọgụ. 19:9Ọg 19:13, 21; 31:23
Ọnụ Ọgụ. 19:10Ọg 19:8
Ọnụ Ọgụ. 19:10Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 15:15
Ọnụ Ọgụ. 19:11Le 21:1, 11; Ọg 5:2; 6:9; 9:6
Ọnụ Ọgụ. 19:11Ọg 31:19; Hag 2:13
Ọnụ Ọgụ. 19:12Ọg 31:19
Ọnụ Ọgụ. 19:13Le 15:31
Ọnụ Ọgụ. 19:13Hib 2:2; 10:28
Ọnụ Ọgụ. 19:13Ọg 19:9; 31:23
Ọnụ Ọgụ. 19:13Le 22:3
Ọnụ Ọgụ. 19:15Le 11:32
Ọnụ Ọgụ. 19:16Ọg 31:19
Ọnụ Ọgụ. 19:16Ọg 19:11
Ọnụ Ọgụ. 19:18Ọg 19:9
Ọnụ Ọgụ. 19:18Ọm 51:7
Ọnụ Ọgụ. 19:19Le 14:9; Ọg 19:12; 31:19
Ọnụ Ọgụ. 19:20Je 17:14; Ọg 19:13
Ọnụ Ọgụ. 19:21Ọg 19:18; Hib 9:10, 13
Ọnụ Ọgụ. 19:22Hag 2:13
Ọnụ Ọgụ. 19:22Le 15:5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 19:1-22

Ọnụ Ọgụgụ

19 Jehova wee gwa Mozis na Erọn, sị: 2 “Nke a bụ ụkpụrụ nke iwu Jehova nyere, sị: ‘Gwa ụmụ Izrel ka ha kpụtara gị nne ehi nke ahụ́ dị mma, nke na-acha ọbara ọbara, nke na-enweghịkwa ntụpọ ọ bụla,+ nke na-anyatụbeghịkwa yok ọ bụla.+ 3 Unu ga-enye ya Elieza onye nchụàjà, ọ ga-akpụrụkwa ya gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu, a ga-egbukwa ya n’ihu ya. 4 Mgbe ahụ, Elieza onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara ya ma fesa ọbara ya kpọmkwem n’ihu ụlọikwuu nzute ugboro asaa.+ 5 A ga-akpọkwa nne ehi ahụ ọkụ n’ihu ya. A ga-akpọ akpụkpọ ya na anụ ya na ọbara ya na nsị ya ọkụ.+ 6 Onye nchụàjà ga-ewere osisi sida+ na ahịhịa hisop+ na ákwà na-acha uhie uhie+ tụba n’ime ọkụ ahụ na-ere nne ehi ahụ. 7 Onye nchụàjà ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, e mesịa, ọ pụrụ ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu; ma onye nchụàjà ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.

8 “‘Onye kpọrọ ya ọkụ ga-asa uwe ya mmiri,+ saakwa ahụ́, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.

9 “‘Nwoke dị ọcha ga-ekporo ntụ+ nne ehi ahụ kposa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu n’ebe dị ọcha; a ga-edebere ya nzukọ ụmụ Izrel maka mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha.+ Ọ bụ àjà mmehie. 10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+

“‘Ọ ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ 11 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ+ aka ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+ 12 Onye ahụ ga-eji mmiri ahụ mee onwe ya ka ọ dị ọcha n’ụbọchị nke atọ,+ ọ ga-adịkwa ọcha n’ụbọchị nke asaa. Ma ọ bụrụ na o meghị onwe ya ka ọ dị ọcha n’ụbọchị nke atọ, ọ gaghị adị ọcha n’ụbọchị nke asaa. 13 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu aka, ya bụ, mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ nke nwụrụ anwụ, bụ́ onye na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, onye ahụ emerụwo ụlọikwuu+ Jehova, a ga-ebipụkwa mkpụrụ obi ahụ n’Izrel.+ Ebe ọ bụ na e fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha,+ ọ ka bụ onye na-adịghị ọcha. Adịghị ọcha ya ka dị n’ahụ́ ya.+

14 “‘Nke a bụ iwu a ga-agbaso ma ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’ime ụlọikwuu: Onye ọ bụla nke batara n’ụlọikwuu ahụ na onye ọ bụla nke nọ n’ụlọikwuu ahụ, ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa. 15 Arịa ọ bụla nke ghe oghe, nke a na-ekwuchighị ekwuchi,+ keekwa ya eriri, ga-abụ ihe na-adịghị ọcha. 16 Onye ọ bụla nke metụrụ onye e ji mma agha+ gbuo n’ọhịa aka ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ọkpụkpụ+ mmadụ ma ọ bụ ili ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa. 17 Ha ga-ekporo ụfọdụ n’ime ntụ àjà mmehie ahụ maka onye ahụ na-adịghị ọcha kponye n’ime efere ma wụnye ya mmiri e kutere n’iyi na-asọ asọ. 18 Mgbe ahụ, nwoke dị ọcha+ ga-ewere ahịhịa hisop,+ sụnye ya n’ime mmiri ahụ ma fesa ya n’ụlọikwuu ahụ nakwa n’arịa niile ahụ na mkpụrụ obi ndị nọ n’ebe ahụ, fesakwa ya onye ahụ metụrụ ọkpụkpụ ma ọ bụ onye e gburu egbu ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ili aka. 19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, sachapụ ya mmehie ya n’ụbọchị nke asaa;+ ọ ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.

20 “‘Ma onye na-adịghị ọcha, nke na-emeghịkwa onwe ya ka ọ dị ọcha, a ga-ebipụ+ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ọgbakọ unu, n’ihi na ọ bụ ebe nsọ Jehova ka o merụrụ. E fesaghị ya mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha. Ọ dịghị ọcha.

21 “‘Ọ ga-abụrụ ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, na onye na-efesa mmadụ mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha ga-asa uwe ya,+ tinyere onye metụrụ mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha aka. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. 22 Ihe ọ bụla onye na-adịghị ọcha metụrụ aka ga-abụ ihe na-adịghị ọcha,+ mkpụrụ obi nke metụrụ ihe ahụ aka ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya