Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 6
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 6:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 13:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896

Ọnụ Ọgụgụ 6:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:9; Ikp 13:14; Em 2:12; Lu 1:15; 7:33

Ọnụ Ọgụgụ 6:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 13:5; 16:17; 1Sa 1:11
  • +Ikp 16:19

Ọnụ Ọgụgụ 6:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 21:1

Ọnụ Ọgụgụ 6:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 21:11

Ọnụ Ọgụgụ 6:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 19:14
  • +Ọg 6:18

Ọnụ Ọgụgụ 6:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 14:22

Ọnụ Ọgụgụ 6:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:8
  • +Le 5:10; 14:31

Ọnụ Ọgụgụ 6:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:2; Ikp 13:5; 16:17
  • +Le 14:24

Ọnụ Ọgụgụ 6:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 30:2; Ek 5:4; Ọrụ 21:26

Ọnụ Ọgụgụ 6:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:10
  • +Le 4:32; 5:6
  • +Le 3:1

Ọnụ Ọgụgụ 6:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a na-ekwu okwu ya ebe a bụ ụdị dị ka ọka wit na ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 2:4
  • +Le 2:5
  • +Ọp 29:2
  • +Le 2:1; 6:14
  • +Ọg 15:10

Ọnụ Ọgụgụ 6:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3

Ọnụ Ọgụgụ 6:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 3:1
  • +Le 2:9

Ọnụ Ọgụgụ 6:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:5; Ọrụ 18:18; 21:24

Ọnụ Ọgụgụ 6:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 8:31; 1Sa 2:15
  • +Ọp 29:23

Ọnụ Ọgụgụ 6:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:24; Le 10:15
  • +Ọg 18:18
  • +Le 7:34
  • +Ek 9:7; 10:19

Ọnụ Ọgụgụ 6:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:2; Ikp 13:5; 16:17

Ọnụ Ọgụgụ 6:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 9:22; Di 10:8; 21:5; Lu 24:50

Ọnụ Ọgụgụ 6:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ru 2:4; Ọm 134:3
  • +Ọm 91:11; 121:7; Jn 17:11; 1Pi 1:5

Ọnụ Ọgụgụ 6:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:16; 67:1; 80:3
  • +Je 43:29

Ọnụ Ọgụgụ 6:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 4:6
  • +Ọm 29:11; Lu 2:14; Jn 14:27

Ọnụ Ọgụgụ 6:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:10; 2Ih 7:14; Aịz 43:7, 10; Da 9:19
  • +Ọg 23:20; Ọm 5:12; 67:7; 115:12; Efe 1:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 6:2Ikp 13:5
Ọnụ Ọgụ. 6:3Le 10:9; Ikp 13:14; Em 2:12; Lu 1:15; 7:33
Ọnụ Ọgụ. 6:5Ikp 13:5; 16:17; 1Sa 1:11
Ọnụ Ọgụ. 6:5Ikp 16:19
Ọnụ Ọgụ. 6:6Le 21:1
Ọnụ Ọgụ. 6:7Le 21:11
Ọnụ Ọgụ. 6:9Ọg 19:14
Ọnụ Ọgụ. 6:9Ọg 6:18
Ọnụ Ọgụ. 6:10Le 14:22
Ọnụ Ọgụ. 6:11Le 5:8
Ọnụ Ọgụ. 6:11Le 5:10; 14:31
Ọnụ Ọgụ. 6:12Ọg 6:2; Ikp 13:5; 16:17
Ọnụ Ọgụ. 6:12Le 14:24
Ọnụ Ọgụ. 6:13Ọg 30:2; Ek 5:4; Ọrụ 21:26
Ọnụ Ọgụ. 6:14Le 1:10
Ọnụ Ọgụ. 6:14Le 4:32; 5:6
Ọnụ Ọgụ. 6:14Le 3:1
Ọnụ Ọgụ. 6:15Le 2:4
Ọnụ Ọgụ. 6:15Le 2:5
Ọnụ Ọgụ. 6:15Ọp 29:2
Ọnụ Ọgụ. 6:15Le 2:1; 6:14
Ọnụ Ọgụ. 6:15Ọg 15:10
Ọnụ Ọgụ. 6:16Le 1:3
Ọnụ Ọgụ. 6:17Le 3:1
Ọnụ Ọgụ. 6:17Le 2:9
Ọnụ Ọgụ. 6:18Ọg 6:5; Ọrụ 18:18; 21:24
Ọnụ Ọgụ. 6:19Le 8:31; 1Sa 2:15
Ọnụ Ọgụ. 6:19Ọp 29:23
Ọnụ Ọgụ. 6:20Ọp 29:24; Le 10:15
Ọnụ Ọgụ. 6:20Ọg 18:18
Ọnụ Ọgụ. 6:20Le 7:34
Ọnụ Ọgụ. 6:20Ek 9:7; 10:19
Ọnụ Ọgụ. 6:21Ọg 6:2; Ikp 13:5; 16:17
Ọnụ Ọgụ. 6:23Le 9:22; Di 10:8; 21:5; Lu 24:50
Ọnụ Ọgụ. 6:24Ru 2:4; Ọm 134:3
Ọnụ Ọgụ. 6:24Ọm 91:11; 121:7; Jn 17:11; 1Pi 1:5
Ọnụ Ọgụ. 6:25Ọm 31:16; 67:1; 80:3
Ọnụ Ọgụ. 6:25Je 43:29
Ọnụ Ọgụ. 6:26Ọm 4:6
Ọnụ Ọgụ. 6:26Ọm 29:11; Lu 2:14; Jn 14:27
Ọnụ Ọgụ. 6:27Di 28:10; 2Ih 7:14; Aịz 43:7, 10; Da 9:19
Ọnụ Ọgụ. 6:27Ọg 23:20; Ọm 5:12; 67:7; 115:12; Efe 1:3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 6:1-27

Ọnụ Ọgụgụ

6 Jehova wee gwa Mozis okwu ọzọ, sị: 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị aṅụọ iyi pụrụ iche ibi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova, 3 ọ ga-ezere mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu. Ọ gaghị aṅụ mmanya gbara ụka ma ọ bụ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu+ nke gbara ụka, ọ gaghịkwa aṅụ ihe ọṅụṅụ ọ bụla si ná mkpụrụ vaịn, ọ gaghịkwa ata mkpụrụ vaịn ma ọ bụ nke a ghọtara ọhụrụ ma ọ bụ nke a mịkpọrọ amịkpọ. 4 N’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ gaghị eri ihe ọ bụla e ji vaịn mee, ma mkpụrụ vaịn na-achaghị acha ma mkpo ya.

5 “‘N’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt dị ka nkwa o kwere si dị, agụba agaghị emetụ ya n’isi;+ ruo mgbe oge e doro ya iche nye Jehova ga-ezu, ọ ga-abụ onye dị nsọ site n’ịhapụ ntutu+ isi ya ka o too eto. 6 N’ụbọchị niile o doro onwe ya iche nye Jehova, ọ gaghị abịa mkpụrụ obi ọ bụla nwụrụ anwụ nso.+ 7 Ọ gaghị emerụ onwe ya ọbụna n’ihi nna ya ma ọ bụ nne ya ma ọ bụ nwanne ya nwoke ma ọ bụ nwanne ya nwaanyị ma ha nwụọ,+ n’ihi na ihe na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt nke Chineke ya dị n’isi ya.

8 “‘Ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ dị nsọ nye Jehova. 9 Ma ọ bụrụ na mmadụ ọ bụla anwụọ na mberede n’akụkụ ya,+ o wee merụọ isi o ji bụrụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụ+ isi ya n’ụbọchị a ga-eme ka ọ dị ọcha. N’ụbọchị nke asaa ka ọ ga-akpụ isi ya. 10 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ bịakwute onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ 11 Onye nchụàjà ga-eji otu chụọ àjà mmehie+ ma jiri nke ọzọ chụọ àjà nsure ọkụ+ iji kpuchiere ya mmehie, ebe ọ bụ na o mehiewo n’ihi mkpụrụ obi nwụrụ anwụ. Ọ ga-edo isi ya nsọ n’ụbọchị ahụ. 12 Ọ ga-ebi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova n’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụta nwa ebule na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ a gaghịkwa agụnye ụbọchị ndị gara aga n’ihi na o merụrụ ọbụbụ ọ bụ onye Naziraịt.

13 “‘Nke a bụ iwu banyere onye Naziraịt: N’ụbọchị ọ nọzuru+ oge ya dị ka onye Naziraịt, a ga-akpọta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. 14 Dị ka onyinye ọ ga-enye Jehova, ọ ga-eweta nwa ebule ahụ́ dị mma nke na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ,+ wetakwa obere nne atụrụ nke ahụ́ dị mma nke na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà mmehie+ ma weta otu ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà udo,+ 15 tinyere otu nkata achịcha na-ekoghị eko nke e ji ntụ ọka*+ e gwere nke ọma mee, nke a gwara mmanụ,+ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ n’elu ya,+ tinyere àjà ọka+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+ 16 Onye nchụàjà ga-eche ha n’ihu Jehova ma chụọ àjà mmehie ya na àjà nsure ọkụ ya.+ 17 Ọ ga-ejikwa ebule ahụ chụọrọ Jehova àjà udo,+ ya na nkata achịcha ahụ na-ekoghị eko; onye nchụàjà ga-achụkwa àjà ọka+ ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.

18 “‘Onye Naziraịt ahụ ga-akpụ+ isi o ji bụrụ onye Naziraịt n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-ekporo ntutu isi o ji bụrụ onye Naziraịt wụnye n’ọkụ nke na-ere n’okpuru anụ àjà udo ahụ. 19 Onye nchụàjà ga-ewere otu ọrụ aka ebule ahụ e siri esi+ na otu achịcha na-ekoghị eko n’ime nkata ahụ, na otu achịcha na-ekoghị eko dị fere fere,+ ọ ga-atụkwasị ha n’ọbụ aka onye Naziraịt ahụ mgbe ọ kpụchara isi na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt. 20 Onye nchụàjà ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ihe dị nsọ nke dịịrị onye nchụàjà, tinyere obi+ anụ àjà ahụ a na-efegharị efegharị na ụkwụ nke anụ ahụ e nyere n’onyinye.+ E mesịa, onye Naziraịt ahụ nwere ike ịṅụ mmanya.+

21 “‘Ọ bụ nke a bụ iwu banyere onye Naziraịt+ nke kwere nkwa, banyere onyinye ọ ga-enye Jehova n’ihi ịbụ onye Naziraịt, ma e wezụga ihe o nwere ike inye. Dị ka nkwa ọ pụrụ ikwe si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme n’ihi iwu na-achị ya dị ka onye Naziraịt.’”

22 Jehova wee gwa Mozis, sị: 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha:

24 “Ka Jehova gọzie+ gị ma chebe gị.+

25 Ka Jehova mee ka i nweta ihu ọma ya,+ ka o meekwara gị amara.+

26 Ka Jehova chee ihu n’ebe ị nọ+ ma nye gị udo.”’+

27 Ha ga-eji aha+ m gọzie ụmụ Izrel, ka m wee gọzie ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya