Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Mkpara Erọn wara okooko (1-13)

Ọnụ Ọgụgụ 17:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 16

Ọnụ Ọgụgụ 17:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ihe Àmà.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:29
  • +Ọp 25:22; 30:36; Le 16:2

Ọnụ Ọgụgụ 17:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịtamu ntamu n’ihi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:5
  • +Ọg 11:1; 14:27; 16:11; 1Kọ 10:6, 10
  • +Ọg 14:2; 16:13, 41

Ọnụ Ọgụgụ 17:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu Ihe Àmà.”

Ọnụ Ọgụgụ 17:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu Ihe Àmà.”

Ọnụ Ọgụgụ 17:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ihe Àmà.”

  • *

    Ma ọ bụ, “ịtamu ntamu n’ihi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 9:4
  • +Di 9:7; 31:27
  • +Ọg 16:38

Ọnụ Ọgụgụ 17:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:51; 18:4, 7
  • +Ọg 16:49

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 17:2Ọg 1:4, 16
Ọnụ Ọgụ. 17:4Ọp 34:29
Ọnụ Ọgụ. 17:4Ọp 25:22; 30:36; Le 16:2
Ọnụ Ọgụ. 17:5Ọg 16:5
Ọnụ Ọgụ. 17:5Ọg 11:1; 14:27; 16:11; 1Kọ 10:6, 10
Ọnụ Ọgụ. 17:5Ọg 14:2; 16:13, 41
Ọnụ Ọgụ. 17:10Hib 9:4
Ọnụ Ọgụ. 17:10Di 9:7; 31:27
Ọnụ Ọgụ. 17:10Ọg 16:38
Ọnụ Ọgụ. 17:13Ọg 1:51; 18:4, 7
Ọnụ Ọgụ. 17:13Ọg 16:49
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 17:1-13

Ọnụ Ọgụgụ

17 Jehova gwaziri Mosis, sị: 2 “Gwa ndị Izrel okwu, natakwa ha otu mkpara maka otu ọnụmara. Onyeisi ọnụmara nke ọ bụla ga-eweta otu mkpara.+ Mkpara niile ị ga-anata ga-adị iri na abụọ. Ị ga-ede aha onyeisi nke ọ bụla na mkpara ya. 3 Ị ga-ede aha Erọn na mkpara ebo Livaị n’ihi na ọ bụ otu mkpara ka a ga-eweta maka onyeisi ọnụmara nke ọ bụla. 4 Chịsa mkpara ndị ahụ n’ụlọikwuu nzute, n’ihu igbe ọgbụgba ndụ,*+ bụ́ ebe m na-apụta n’ihu unu mgbe niile.+ 5 Mkpara onye m ga-ahọrọ+ ga-awa okooko. M ga-emekwa ka ndị Izrel kwụsị ịkatọ m,*+ ka ha kwụsịkwa ịkatọ unu.”+

6 Mosis wee gwa ndị Izrel okwu. Ndị isi ha niile wee nye ya mkpara. Otu mkpara maka onyeisi ọnụmara nke ọ bụla, ya bụ, mkpara iri na abụọ. Mkpara Erọn so na mkpara ndị ahụ. 7 Mosis chịsaziri mkpara ndị ahụ n’ihu Jehova, n’ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*

8 N’echi ya, mgbe Mosis banyere n’ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya,* mkpara Erọn, nke bụ́ maka ụlọ Livaị, amaala ifuru, gbawaa, malite ịwa okooko, na-amịpụtakwa mkpụrụ almọnd ndị chara acha. 9 Mosis wee si n’ihu Jehova chịpụtara ndị Izrel niile mkpara ahụ niile. Ha lere mkpara ndị ahụ anya, onye ọ bụla ewere nke ya.

10 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Tinyeghachi mkpara Erọn+ n’ihu igbe ọgbụgba ndụ* ka ọ bụụrụ ndị a na-enupụ isi+ ihe àmà,+ ka ha kwụsị ịkatọ m,* ka ha ghara ịnwụ.” 11 Ozugbo ahụ, Mosis mere ihe Jehova nyere ya n’iwu. O mere nnọọ otú ahụ.

12 Ndị Izrel wee sị Mosis: “Ugbu a, anyị ga-anwụ. A ga-ebibi anyị. Anyị niile ga-ala n’iyi. 13 Onye ọ bụla bịadịrị ụlọikwuu Jehova nso ga-anwụ.+ Ọ̀ bụ otú a ka anyị ga-esi nwụchaa?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya