Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 36
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Iwu e nyere gbasara ndị ga-alụ ụmụ nwaanyị e kenyere ala nna ha (1-13)

Ọnụ Ọgụgụ 36:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:29

Ọnụ Ọgụgụ 36:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:55; 33:54
  • +Ọg 27:1-7

Ọnụ Ọgụgụ 36:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “afọ Jubili.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 25:10

Ọnụ Ọgụgụ 36:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 23:22

Ọnụ Ọgụgụ 36:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 36:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2008, p. 4-5

Ọnụ Ọgụgụ 36:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:1

Ọnụ Ọgụgụ 36:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:3; 33:50; 35:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 36:1Ọg 26:29
Ọnụ Ọgụ. 36:2Ọg 26:55; 33:54
Ọnụ Ọgụ. 36:2Ọg 27:1-7
Ọnụ Ọgụ. 36:4Le 25:10
Ọnụ Ọgụ. 36:81Ih 23:22
Ọnụ Ọgụ. 36:10Ọg 36:6
Ọnụ Ọgụ. 36:11Ọg 27:1
Ọnụ Ọgụ. 36:13Ọg 26:3; 33:50; 35:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 36:1-13

Ọnụ Ọgụgụ

36 Ndị isi ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia,+ nwa nwa Manase, bụ́ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, bịara gwa Mosis na ndị isi, ya bụ, ndị isi ọnụmara dị iche iche e nwere n’Izrel okwu. 2 Ha sịrị: “Onyenwe anyị, Jehova nyere gị iwu ka i fee nza nye ndị Izrel ala+ ha ga-eketa. Jehova nyekwara gịnwa bụ́ onyenwe anyị iwu ka o nye ụmụ nwaanyị Zelofehad mụrụ ala nwanne anyị nwoke, bụ́ Zelofehad, kwesịrị iketa.+ 3 Ọ bụrụ na ụmụ nwoke ndị si n’ebo ọzọ alụọ ụmụ nwaanyị a, ala ụmụ nwaanyị a ga-eketa n’ala nna anyị hà ga-abụzi nke ebo ụmụ nwoke lụrụ ha si. Ala ụmụ nwaanyị a agaghịzi eso n’ala e fere nza kenye anyị. 4 Mgbe afọ Nnwere Onwe*+ ndị Izrel ga-eru, ala ụmụ nwaanyị a ga-eketa ga-abụzi nke ebo ebe ha lụrụ di. Ihe a ga-eme ka ala ebo nna anyị hà ga-eketa bụrụzie nke ndị ọzọ.”

5 Mosis wee gwa ndị Izrel ihe Jehova nyere n’iwu. Ọ sịrị: “Ihe ebo ụmụ Josef kwuru bụ eziokwu. 6 Ihe a bụ ihe Jehova nyere n’iwu ka ụmụ Zelofehad mee: ‘Ha nwere ike ịlụ onye ọ bụla ha chọrọ ịlụ. Ma, ọ ga-abụ ndị si n’ezinụlọ e nwere n’ebo nna ha ka ha ga-alụ. 7 E nweghị ala ndị Izrel nke ga-esi n’otu ebo gafeere ebo ọzọ n’ihi na ndị Izrel ekwesịghị ịhapụ ala ebo ndị nna nna ha ketara. 8 Nwaanyị ọ bụla ketara ala n’ebo ndị e nwere n’Izrel kwesịrị ịlụ onye si n’ezinụlọ ebo nna ya,+ ka ndị Izrel ghara ịhapụ ala ndị nna nna ha ketara. 9 E nweghị ala ga-esi n’otu ebo gafeere ebo ọzọ, n’ihi na ebo nke ọ bụla e nwere n’Izrel ekwesịghị ịhapụ ala o ketara.’”

10 Ụmụ nwaanyị Zelofehad mere nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+ 11 Mala, Teza, Họgla, Milka, na Noa, bụ́ ụmụ Zelofehad,+ lụrụ ụmụ ụmụnne nna ha. 12 Ha lụrụ ụmụ nwoke ndị si n’ezinụlọ ụmụ Manase nwa Josef ka ala ha ketara wee dịgide n’ebo ezinụlọ nna ha.

13 Ihe ndị a bụ ihe ndị Jehova kpebiri na iwu ndị o si n’ọnụ Mosis nye ndị Izrel n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya