Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 37
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ihe ga-agaziri ndị tụkwasịrị Jehova obi

        • Ewela iwe n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ (1)

        • “Na-enwe ezigbo obi ụtọ n’ihi Jehova” (4)

        • “Kwe ka Jehova na-edu gị” (5)

        • “Ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa” (11)

        • Nri agaghị akọ onye ezi omume (25)

        • Ndị ezi omume ga-ebi n’ụwa ruo ebighị ebi (29)

Abụ Ọma 37:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:3; Ilu 23:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 9-10

    2/1/1998, p. 5-6

Abụ Ọma 37:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:12, 19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 10

Abụ Ọma 37:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 1:17; Hib 13:16
  • +Ilu 28:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2017, p. 7-11

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 10-11

Abụ Ọma 37:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Na-enwe ọṅụ kachanụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara, isiokwu 45

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 11-12

Abụ Ọma 37:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Nyefee Jehova ụzọ gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:22; Ilu 16:3
  • +Mt 6:33; Fil 4:6; 1Pi 5:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 12

    9/15/1998, p. 23

Abụ Ọma 37:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 12-13

Abụ Ọma 37:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Jiri ndidi na-eche ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 62:1; Ákw 3:26
  • +Job 21:7; Ọm 73:3; Jer 12:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2003, p. 13

Abụ Ọma 37:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ewela iwe, n’ihi na naanị ihe o nwere ike ịkpata bụ nsogbu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 14:29; Efe 4:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 10

    Teta!,

    2/8/2002, p. 28

    Ụlọ Nche,

    11/15/2003, p. 25

    4/15/1999, p. 31

    12/15/1993, p. 32

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 25-26

Abụ Ọma 37:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:23
  • +Ọm 25:12, 13; 37:29; Mt 5:5; 2Pi 2:9

Abụ Ọma 37:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 24:24
  • +1Sa 25:39; Ọm 52:4, 5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2022, p. 10, 15

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 2 2021 p. 5

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 33

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2017, p. 10

    Ụlọ Nche,

    8/1/2012, p. 22-23

    12/1/2003, p. 13

Abụ Ọma 37:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:18; Mt 5:5; Mkp 21:3
  • +Ọm 72:7; 119:165; Aịz 48:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2022, p. 10, 15

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 25

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2017, p. 11

    Ụlọ Nche,

    4/15/2009, p. 32

    8/15/2006, p. 4-7

    10/1/2004, p. 3-7

    12/1/2003, p. 14

    10/1/1997, p. 19-20

    Ụzọ Na-eduba ná Ndụ, p. 30

Abụ Ọma 37:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 18:21, 25

Abụ Ọma 37:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 26:9, 10

Abụ Ọma 37:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị ụzọ ha kwụ ọtọ.”

Abụ Ọma 37:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 17:23; Es 7:10; Ọm 7:15

Abụ Ọma 37:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 16:8; 30:8, 9; 1Ti 6:6

Abụ Ọma 37:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-agbaji aka ndị ajọ omume.”

Abụ Ọma 37:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:11

Abụ Ọma 37:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 10:7

Abụ Ọma 37:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

  • *

    Ma ọ bụ “na-enwekwa ọmịiko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:11; Job 31:16, 22; Ọm 112:9; Ilu 19:17

Abụ Ọma 37:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:9

Abụ Ọma 37:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 16:9
  • +Ilu 11:20

Abụ Ọma 37:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:19; Ilu 24:16
  • +Ọm 91:11, 12

Abụ Ọma 37:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “achịcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 94:14; Mt 6:33; Hib 13:5
  • +Di 24:19; Ọm 145:15; Ilu 10:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2014, p. 22

    Teta!,

    1/2012, p. 9

    Ezi Udo, p. 114

Abụ Ọma 37:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:7, 8; Ọm 112:5

Abụ Ọma 37:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:14; Aịz 1:17

Abụ Ọma 37:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:26
  • +Ọm 97:10; Ilu 2:7, 8
  • +Ilu 2:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 285-288

Abụ Ọma 37:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:20; Ọm 37:9; Ilu 2:21; Mt 5:5
  • +Mt 25:46; Mkp 21:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2022, p. 10, 15

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 25

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2017, p. 11

    Bible Na-akụzi, p. 215

    Teta!,

    1/2013, p. 15

    Ụlọ Nche,

    8/1/2012, p. 22

    3/15/1994, p. 19-20

Abụ Ọma 37:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ire ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 12:35; Efe 4:29; Kọl 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    9/8/2000, p. 27

Abụ Ọma 37:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:6; Ọm 40:8
  • +Ọm 121:3

Abụ Ọma 37:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 2:9
  • +Ọm 109:31

Abụ Ọma 37:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:22
  • +Ọm 52:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 29-30

    8/15/1990, p. 10

Abụ Ọma 37:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Es 5:11; Job 21:7

Abụ Ọma 37:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:9, 10
  • +Ọm 37:10

Abụ Ọma 37:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 1:1
  • +Job 42:12, 16

Abụ Ọma 37:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 1:4; Ilu 10:7; 2Pi 2:9

Abụ Ọma 37:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:2
  • +Ọm 9:9; Aịz 33:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2004, p. 17-18

Abụ Ọma 37:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 46:4; 1Kọ 10:13
  • +Ọm 22:4; Da 3:17; 6:23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 37:1Ọm 73:3; Ilu 23:17
Ọma 37:2Ọm 73:12, 19
Ọma 37:3Aịz 1:17; Hib 13:16
Ọma 37:3Ilu 28:20
Ọma 37:5Ọm 55:22; Ilu 16:3
Ọma 37:5Mt 6:33; Fil 4:6; 1Pi 5:6, 7
Ọma 37:7Ọm 62:1; Ákw 3:26
Ọma 37:7Job 21:7; Ọm 73:3; Jer 12:1
Ọma 37:8Ilu 14:29; Efe 4:26
Ọma 37:9Ọm 55:23
Ọma 37:9Ọm 25:12, 13; 37:29; Mt 5:5; 2Pi 2:9
Ọma 37:10Job 24:24
Ọma 37:101Sa 25:39; Ọm 52:4, 5
Ọma 37:11Aịz 45:18; Mt 5:5; Mkp 21:3
Ọma 37:11Ọm 72:7; 119:165; Aịz 48:18
Ọma 37:121Sa 18:21, 25
Ọma 37:131Sa 26:9, 10
Ọma 37:152Sa 17:23; Es 7:10; Ọm 7:15
Ọma 37:16Ilu 16:8; 30:8, 9; 1Ti 6:6
Ọma 37:18Ọm 16:11
Ọma 37:20Ilu 10:7
Ọma 37:21Di 15:11; Job 31:16, 22; Ọm 112:9; Ilu 19:17
Ọma 37:22Ọm 37:9
Ọma 37:23Ilu 16:9
Ọma 37:23Ilu 11:20
Ọma 37:24Ọm 34:19; Ilu 24:16
Ọma 37:24Ọm 91:11, 12
Ọma 37:25Ọm 94:14; Mt 6:33; Hib 13:5
Ọma 37:25Di 24:19; Ọm 145:15; Ilu 10:3
Ọma 37:26Di 15:7, 8; Ọm 112:5
Ọma 37:27Ọm 34:14; Aịz 1:17
Ọma 37:282Sa 22:26
Ọma 37:28Ọm 97:10; Ilu 2:7, 8
Ọma 37:28Ilu 2:22
Ọma 37:29Di 30:20; Ọm 37:9; Ilu 2:21; Mt 5:5
Ọma 37:29Mt 25:46; Mkp 21:3, 4
Ọma 37:30Mt 12:35; Efe 4:29; Kọl 4:6
Ọma 37:31Di 6:6; Ọm 40:8
Ọma 37:31Ọm 121:3
Ọma 37:332Pi 2:9
Ọma 37:33Ọm 109:31
Ọma 37:34Ọm 37:22
Ọma 37:34Ọm 52:5, 6
Ọma 37:35Es 5:11; Job 21:7
Ọma 37:36Ọp 15:9, 10
Ọma 37:36Ọm 37:10
Ọma 37:37Job 1:1
Ọma 37:37Job 42:12, 16
Ọma 37:38Ọm 1:4; Ilu 10:7; 2Pi 2:9
Ọma 37:39Aịz 12:2
Ọma 37:39Ọm 9:9; Aịz 33:2
Ọma 37:40Aịz 46:4; 1Kọ 10:13
Ọma 37:40Ọm 22:4; Da 3:17; 6:23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 37:1-40

Abụ Ọma

Abụ Devid.

א [Alef]

37 Ewerela ndị na-eme ihe ọjọọ iwe,

Enwekwarala ndị ajọ omume anyaụfụ.+

 2 Ha ga-akpọnwụ ọsọ ọsọ ka ahịhịa,+

Ha ga-achanwụkwa ka ahịhịa ndụ.

ב [Bet]

 3 Tụkwasị Jehova obi, na-emekwa ihe ọma.+

Biri n’ụwa,* na-emekwa ihe ga-eme ka a tụkwasị gị obi.+

 4 Na-enwe ezigbo obi ụtọ* n’ihi Jehova,

Ọ ga-emere gị ihe obi gị chọrọ.

ג [Gimel]

 5 Kwe ka Jehova na-edu gị.*+

Tụkwasị ya obi. Ọ ga-enyere gị aka.+

 6 Ọ ga-eme ka ezi omume ị na-eme na-enwu ka ìhè ụtụtụ,

Meekwa ka ihe ndị dị mma ị na-eme na-acha ka anwụ etiti ehihie.

ד [Dalet]

 7 Gba nkịtị n’ihu Jehova,+

Na-atụsikwa anya ya ike.*

Ewerela onye na-akpa nkata ọjọọ iwe

Maka na nkata ọ na-akpa na-agaziri ya.+

ה [Hee]

 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma.+

Ewela iwe wee gaa mee ihe ọjọọ.*

 9 N’ihi na a ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ.+

Ma ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+

ו [Wọọ]

10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+

Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,

Ma ha agaghị anọ ya.+

11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+

Obi ga-adịkwa ha ezigbo ụtọ maka na ha ga-anọ nnọọ n’udo.+

ז [Zayin]

12 Onye ajọ omume na-akpara onye ezi omume nkata ọjọọ.+

Ọ na-ata ikikere ezé maka na ọ na-ewesa onye ezi omume iwe.

13 Ma Jehova ga-achị ya ọchị,

N’ihi na ọ ma na ụbọchị a ga-ebibi ya na-abịa.+

ח [Het]

14 Ndị ajọ omume na-amịpụta mma agha ha, na-ekwekwa ụta ha

Ka ha gbatuo ndị a na-emegbu emegbu na ndị ogbenye

Nakwa ka ha gbuo ndị na-eme ihe ziri ezi.*

15 Ma mma agha ha ga-amaba ha n’obi.+

A ga-agbaji ụta ha.

ט [Tet]

16 Obere ihe onye ezi omume nwere dị mma

Karịa nnukwu ihe ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+

17 N’ihi na a ga-anapụ ndị ajọ omume ike,*

Ma Jehova ga na-akwado ndị ezi omume.

י [Yod]

18 Jehova ma nsogbu niile na-abịara ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta,

Ihe ha ga-eketa ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+

19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi dakwasịrị ha.

Ha ga-enwe ọtụtụ ihe ha ga-eri n’oge ụnwụ.

כ [Kaf]

20 Ma a ga-ebibi ndị ajọ omume.+

Ndị iro Jehova ga-ala n’iyi otú ahịhịa ndị dị n’ebe mara mma anụmanụ na-ata ahịhịa si akpọnwụ.

Ha ga-apụ n’anya ka anwụrụ ọkụ.

ל [Lamed]

21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe, ma ọ naghị akwụghachi.

Ma onye ezi omume na-emesapụ aka,* na-emetekwara ndị mmadụ ebere.*+

22 Ndị Chineke gọziri ga-enweta ụwa,

Ma a ga-ebibi ndị ọ bụrụ ọnụ.+

מ [Mem]

23 Ọ bụrụ na ihe mmadụ na-eme dị Jehova mma,+

Ọ ga na-eduzi onye ahụ n’ihe ọ bụla ọ na-eme.+

24 Ọ bụ eziokwu na onye ahụ nwere ike ịda, ma ọ gaghị adaru ala,+

N’ihi na Jehova ji ya aka, na-akwado ya.+

נ [Nun]

25 E nwere mgbe m bụ nwata. Ma ugbu a, abụzi m agadi.

Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ezi omume ọ bụla,+

Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.*+

26 Ọ na-eji obi ya niile agbazinye ihe,+

A ga-agọzikwa ụmụ ya.

ס [Samek]

27 Hapụ ihe ọjọọ ma mewe ezi ihe,+

Ị ga-anọgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.

28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,

Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+

ע [Ayin]

Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+

Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+

29 Ndị ezi omume ga-enweta ụwa,+

Ha ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+

פ [Pee]

30 Onye ezi omume na-eji ọnụ ya ekwu ihe ga-eme ka mmadụ mara ihe,

Ọ* na-ekwukwa ihe ziri ezi.+

31 Iwu Chineke ya dị n’obi ya.+

Ọ gaghị azọhie ụkwụ.+

צ [Sadee]

32 Onye ajọ omume na-ele onye ezi omume anya,

Na-achọ ka o gbuo ya.

33 Ma Jehova agaghị ahapụ onye ezi omume n’aka ya,+

Ọ gaghịkwa ekwu na ikpe mara onye ezi omume mgbe a na-ekpe ya ikpe.+

ק [Kof]

34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,

Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa.

Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+

ר [Resh]

35 Ahụla m onye ajọ omume nke obi fere azụ

Ka ihe na-agaziri ya, ya adị ka nnukwu osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+

36 Ma, ọ nwụrụ na mberede. Ọ nọghịzi.+

Anọ m na-achọ ya, ma ahụghị m ya.+

ש [Shin]

37 Hụwa onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ama,

Na-elekwa onye ezi omume anya,+

N’ihi na udo ga-adịrị ya n’ọdịnihu.+

38 Ma a ga-ebibi ndị niile na-emebi iwu.

Ndị ajọ omume enweghị ọdịnihu.+

ת [Tọọ]

39 Ọ bụ Jehova na-azọpụta ndị ezi omume.+

Ọ bụ ebe a rụsiri ike nke ha na-agbaba n’oge ahụhụ.+

40 Jehova ga-enyere ha aka ma napụta ha.+

Ọ ga-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume ma zọpụta ha,

Maka na ha gbabara n’ime ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya