Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ihe ndị ọzọ Solomọn rụrụ (1-11)

      • Solomọn haziri otú a ga-esi na-efe Chineke n’ụlọ nsọ (12-16)

      • Ụgbọ mmiri ndị e ziteere Solomọn (17, 18)

2 Ihe E Mere 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:37, 38; 7:1; 9:10

2 Ihe E Mere 8:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:1

2 Ihe E Mere 8:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “rụghachi Tadmọ nke dị n’ala ịkpa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:17-19
  • +2Ez 14:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1999, p. 28

2 Ihe E Mere 8:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 16:5
  • +Jos 16:1, 3; 1Ih 7:24

2 Ihe E Mere 8:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:44, 48
  • +1Ez 4:26

2 Ihe E Mere 8:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:20-23
  • +Je 15:18-21; Ọg 13:29

2 Ihe E Mere 8:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:63; 17:12
  • +Jos 16:10; 2Ih 2:17, 18

2 Ihe E Mere 8:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 25:39
  • +1Sa 8:11, 12

2 Ihe E Mere 8:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:16; 9:23; 2Ih 2:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 19

2 Ihe E Mere 8:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:1
  • +1Ez 7:8; 9:24
  • +Ọp 29:43

2 Ihe E Mere 8:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3
  • +2Ih 4:1
  • +1Ez 6:3

2 Ihe E Mere 8:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 28:9
  • +Ọg 28:11-15
  • +Di 16:16
  • +Le 23:6
  • +Le 23:15, 16
  • +Le 23:34

2 Ihe E Mere 8:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 24:1
  • +1Ih 6:31, 32; 15:16; 16:37, 42; 25:1
  • +1Ih 26:1

2 Ihe E Mere 8:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:1
  • +1Ez 7:51

2 Ihe E Mere 8:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:1, 35; 1Ez 22:48
  • +Di 2:8; 2Ez 14:21, 22; 16:6
  • +1Ez 9:26-28

2 Ihe E Mere 8:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:11
  • +Ek 2:8
  • +1Ez 22:48; Ọm 45:9
  • +1Ez 10:22

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 8:11Ez 6:37, 38; 7:1; 9:10
2 Ihe 8:21Ez 5:1
2 Ihe 8:41Ez 9:17-19
2 Ihe 8:42Ez 14:28
2 Ihe 8:5Jos 16:5
2 Ihe 8:5Jos 16:1, 3; 1Ih 7:24
2 Ihe 8:6Jos 19:44, 48
2 Ihe 8:61Ez 4:26
2 Ihe 8:71Ez 9:20-23
2 Ihe 8:7Je 15:18-21; Ọg 13:29
2 Ihe 8:8Jos 15:63; 17:12
2 Ihe 8:8Jos 16:10; 2Ih 2:17, 18
2 Ihe 8:9Le 25:39
2 Ihe 8:91Sa 8:11, 12
2 Ihe 8:101Ez 5:16; 9:23; 2Ih 2:18
2 Ihe 8:111Ez 3:1
2 Ihe 8:111Ez 7:8; 9:24
2 Ihe 8:11Ọp 29:43
2 Ihe 8:12Le 1:3
2 Ihe 8:122Ih 4:1
2 Ihe 8:121Ez 6:3
2 Ihe 8:13Ọg 28:9
2 Ihe 8:13Ọg 28:11-15
2 Ihe 8:13Di 16:16
2 Ihe 8:13Le 23:6
2 Ihe 8:13Le 23:15, 16
2 Ihe 8:13Le 23:34
2 Ihe 8:141Ih 24:1
2 Ihe 8:141Ih 6:31, 32; 15:16; 16:37, 42; 25:1
2 Ihe 8:141Ih 26:1
2 Ihe 8:161Ez 6:1
2 Ihe 8:161Ez 7:51
2 Ihe 8:17Ọg 33:1, 35; 1Ez 22:48
2 Ihe 8:17Di 2:8; 2Ez 14:21, 22; 16:6
2 Ihe 8:171Ez 9:26-28
2 Ihe 8:182Sa 5:11
2 Ihe 8:18Ek 2:8
2 Ihe 8:181Ez 22:48; Ọm 45:9
2 Ihe 8:181Ez 10:22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 8:1-18

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

8 Solomọn ji afọ iri abụọ rụchaa ụlọ Jehova na ụlọ nke ya.+ 2 Solomọn rụghachiri obodo ndị Haịram+ nyere ya ma mee ka ndị Izrel biri na ha. 3 Solomọn gakwara lụso ndị Hemat-zoba agha, meriekwa ha. 4 Ọ gakwara rụsie Tadmọ nke dị n’ala ịkpa ike,* ya na obodo niile a na-akwasa ihe+ na Hemat.+ 5 Ọ gakwara jiri mgbidi, ibo ụzọ, na ihe e ji atụchi ụzọ rụsie Bet-horọn Mgbago+ na Bet-horọn Ndịda+ ike. 6 Ọ rụsikwara Belat+ ike, ya na obodo niile ọ na-akwasa ihe, na obodo niile ọ na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe niile ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, nakwa n’obodo niile ọ na-achị.

7 Ma ndị niile na-abụghị ndị Izrel fọrọnụ,+ ya bụ, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ 8 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-egbughị,+ Solomọn manyere ha ka ha na-arụrụ ya ọrụ ruo taa.+ 9 Ma, o nweghị onye Izrel ọ bụla Solomọn manyere ka ọ na-arụrụ ya ọrụ,+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha ya, ndị isi agha ya, ndị isi nke ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya ya, na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+ 10 Ndị isi nke ndị na-enyere Eze Solomọn aka dị narị mmadụ abụọ na iri ise (250). Ha bụ ndị isi nke ndị na-arụ ọrụ.+

11 Solomọn sikwa n’Obodo Devid kpọpụta nwa Fero+ ma kpọga ya n’ụlọ ọ rụụrụ ya.+ Ọ sịrị: “N’agbanyeghị na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, maka na ebe ọ bụla e bubatara Igbe Jehova dị nsọ.”+

12 Solomọn maliteziri ịchụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà+ ọ rụụrụ Jehova. Ọ rụrụ ya n’ihu ihe a rụrụ n’ụzọ e si abanye n’ụlọ nsọ ahụ.+ 13 Ọ na-achụ àjà kwa ụbọchị otú a gwara Mosis ka e si na-achụ ya. Ọ na-achụkwa àjà n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’ụbọchị ememme atọ a na-eme n’afọ ọ bụla,+ ya bụ, Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ Ememme Izu,+ na Ememme Ụlọ Ndò.+ 14 Ọ haziri ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè+ ka ha na-arụ ọrụ ha otú Devid nna ya kwuru ka e si na-arụ ha, haziekwa ndị Livaị maka ọrụ ha, ka ha na-eto Chineke,+ na-ejekwa ozi n’ihu ndị nchụàjà otú e kwuru ka a na-eme kwa ụbọchị. Ọ hazikwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá n’ìgwè n’ìgwè ka ha na-eche ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nche.+ Otú a ka Devid, onye nke ezi Chineke, kwuru ka a na-eme. 15 Ha ahapụghịkwa ime ihe eze gwara ndị nchụàjà na ndị Livaị ka ha na-eme gbasara ihe ọ bụla nakwa gbasara ebe a na-akwasa ihe. 16 A haziri ọrụ niile Solomọn rụrụ n’ụlọ Jehova nke ọma malite n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ ahụ+ ruo mgbe a rụchara ya. Otú a ka e si rụchaa ụlọ Jehova.+

17 Ka e mechara, Solomọn gara Iziọn-giba+ na Ilọt.+ Obodo ndị a dị n’ụsọ oké osimiri, n’Ịdọm.+ 18 Haịram+ ziri ndị na-ejere ya ozi, ha ezitere Solomọn ndị bụ́ aka ochie n’ịkwọ ụgbọ mmiri nakwa ụgbọ mmiri ndị ha ga na-akwọ. Ha na ndị na-ejere Eze Solomọn+ ozi gara Ofa+ butere ya narị talent* ọlaedo anọ na iri ise (450).+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya