Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ihe ọma niile si n’aka Jehova

        • ‘Jehova bụ òkè m’ (5)

        • ‘N’abalị, ihe m na-eche na-akụziri m ihe’ (7)

        • ‘Jehova nọ m n’aka nri’ (8)

        • “Ị gaghị ahapụ m n’ili” (10)

Abụ Ọma 16:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Abụ Ọma 16:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:20

Abụ Ọma 16:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Àgwà ọma m.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 27-28

Abụ Ọma 16:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:63

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 26-27

Abụ Ọma 16:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “egbugbere ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:19; Ọm 97:7; Jo 2:8
  • +Ọp 23:13; Jos 23:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 27-28

Abụ Ọma 16:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:26
  • +Ọm 23:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 25

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 29

Abụ Ọma 16:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:55

Abụ Ọma 16:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “N’abalị, akụrụ m na-agbazi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 48:17
  • +Ọm 17:3; 26:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 26

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2016, p. 9

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 14

Abụ Ọma 16:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka m maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 139:17, 18
  • +Ọm 73:23; Ọrụ 2:25-28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 27

    Ụlọ Nche,

    2/15/2008, p. 3

    10/1/2006, p. 30

Abụ Ọma 16:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ebube m na-enwe.”

Abụ Ọma 16:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “na Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Na Hibru, “hụ olulu.” O nwere ike ịbụ, “ree ure.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 49:15; Ọrụ 2:31; 3:15; Mkp 1:17, 18
  • +Job 14:13, 14; Ọrụ 13:34-37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 10

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 16

    5/1/2005, p. 15

    5/15/1995, p. 11

Abụ Ọma 16:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 12:28
  • +Ọm 21:6; Mt 5:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 16:1Ọm 25:20
Ọma 16:3Ọm 119:63
Ọma 16:4Di 8:19; Ọm 97:7; Jo 2:8
Ọma 16:4Ọp 23:13; Jos 23:6, 7
Ọma 16:5Ọm 73:26
Ọma 16:5Ọm 23:5
Ọma 16:6Ọm 78:55
Ọma 16:7Aịz 48:17
Ọma 16:7Ọm 17:3; 26:2
Ọma 16:8Ọm 139:17, 18
Ọma 16:8Ọm 73:23; Ọrụ 2:25-28
Ọma 16:10Ọm 49:15; Ọrụ 2:31; 3:15; Mkp 1:17, 18
Ọma 16:10Job 14:13, 14; Ọrụ 13:34-37
Ọma 16:11Ilu 12:28
Ọma 16:11Ọm 21:6; Mt 5:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 16:1-11

Abụ Ọma

Miktam* Devid.

16 Chineke, biko chebe m, n’ihi na ọ bụ gị ka m ji mere ebe mgbaba.+

 2 M sịrị Jehova: “Ị bụ Jehova. Ihe ọma niile na-emere m* si n’aka gị.

 3 Ndị nsọ ndị nọ n’ụwa,

Bụ́ ndị dị ebube, na-eme ka obi dị m ezigbo ụtọ.”+

 4 Ndị ji obi ha niile na-efe chi ọzọ na-akpatara onwe ha ọtụtụ nsogbu.+

E nweghị mgbe m ga-eso ha chụọ àjà mmanya ha nke ha na-eji ọbara achụ,

Agaghịkwa m e ji ọnụ m* akpọ aha ha.+

 5 Jehova, ị bụ òkè e kenyere m,+ bụrụkwa iko m.+

Ị naghị ekwe ka ihe ọ bụla mee ihe m ketara.

 6 Ebe e kenyere m mara mma.

N’eziokwu, ihe m ketara dị m mma.+

 7 M ga-eto Jehova, onye dụrụ m ọdụ.+

N’abalị, ihe m na-eche n’ime ime obi m na-akụziri m ihe.*+

 8 M mere ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+

Ebe ọ bụ na ọ nọ m n’aka nri, e nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+

 9 N’ihi ya, obi na-atọ m ụtọ. Ana m enwe* ezigbo aṅụrị.

Ahụ́ rukwara m ala.

10 N’ihi na ị gaghị ahapụ m* n’ili.*+

Ị gaghị ekwe ka onye jisiri gị aka ike nọrọ n’ili.*+

11 Ị na-eme ka m mara ụzọ ndụ.+

Onye nọ n’ihu gị na-enwe ọṅụ na-enweghị atụ.+

Onye nọ n’aka nri gị na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya