Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Pọl na ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma (1-15)

      • Nsogbu ndị bịaara Pọl n’ihi ozi ọ na-eje (16-33)

2 Ndị Kọrịnt 11:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 2:19; Efe 5:23; Mkp 21:2, 9

2 Ndị Kọrịnt 11:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 3:4, 5; Jn 8:44
  • +1Ti 6:3-5; Hib 13:9; 2Pi 3:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 192

    Ụlọ Nche,

    10/15/2002, p. 8

2 Ndị Kọrịnt 11:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:7, 8

2 Ndị Kọrịnt 11:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:23

2 Ndị Kọrịnt 11:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 10:10

2 Ndị Kọrịnt 11:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:3; 1Kọ 9:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 148-150

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2019, p. 4

2 Ndị Kọrịnt 11:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “m zuru ha ohi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:10

2 Ndị Kọrịnt 11:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:15, 16
  • +1Te 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 151

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 11:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:14, 15

2 Ndị Kọrịnt 11:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:11, 12

2 Ndị Kọrịnt 11:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:17, 18; 2Pi 2:1

2 Ndị Kọrịnt 11:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:8; 2Te 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 171

    Ụlọ Nche,

    2/15/2004, p. 4-5

    3/1/2002, p. 11

2 Ndị Kọrịnt 11:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 16:27; Fil 3:18, 19; 2Ti 4:14

2 Ndị Kọrịnt 11:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “na-anya isi dị ka anụ ahụ́ si dị.”

2 Ndị Kọrịnt 11:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:3
  • +Ro 11:1; Fil 3:4, 5

2 Ndị Kọrịnt 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:13; 1Kọ 15:10
  • +Ọrụ 16:23, 24
  • +Ọrụ 9:15, 16; 2Kọ 6:4, 5; 1Pi 2:20, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 26

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

2 Ndị Kọrịnt 11:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ọnụ ụtarị iri anọ e wepụrụ otu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 25:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

2 Ndị Kọrịnt 11:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:22
  • +Ọrụ 14:19
  • +Ọrụ 27:41

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26-27

    6/15/1990, p. 12, 16

2 Ndị Kọrịnt 11:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:3; 23:10
  • +Ọrụ 14:5, 6
  • +Ọrụ 13:50

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

    9/1/1992, p. 12

    6/15/1990, p. 11, 24-25

2 Ndị Kọrịnt 11:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “agbakwara m ọtọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:31
  • +1Kọ 4:11
  • +2Kọ 6:4, 5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

2 Ndị Kọrịnt 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:4; Kọl 2:1

2 Ndị Kọrịnt 11:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:24, 25

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 11:2Mk 2:19; Efe 5:23; Mkp 21:2, 9
2 Kọr. 11:3Je 3:4, 5; Jn 8:44
2 Kọr. 11:31Ti 6:3-5; Hib 13:9; 2Pi 3:17
2 Kọr. 11:4Ga 1:7, 8
2 Kọr. 11:52Kọ 11:23
2 Kọr. 11:62Kọ 10:10
2 Kọr. 11:7Ọrụ 18:3; 1Kọ 9:18
2 Kọr. 11:8Fil 4:10
2 Kọr. 11:9Fil 4:15, 16
2 Kọr. 11:91Te 2:9
2 Kọr. 11:101Kọ 9:14, 15
2 Kọr. 11:121Kọ 9:11, 12
2 Kọr. 11:13Ro 16:17, 18; 2Pi 2:1
2 Kọr. 11:14Ga 1:8; 2Te 2:9
2 Kọr. 11:15Mt 16:27; Fil 3:18, 19; 2Ti 4:14
2 Kọr. 11:22Ọrụ 22:3
2 Kọr. 11:22Ro 11:1; Fil 3:4, 5
2 Kọr. 11:23Ro 11:13; 1Kọ 15:10
2 Kọr. 11:23Ọrụ 16:23, 24
2 Kọr. 11:23Ọrụ 9:15, 16; 2Kọ 6:4, 5; 1Pi 2:20, 21
2 Kọr. 11:24Di 25:3
2 Kọr. 11:25Ọrụ 16:22
2 Kọr. 11:25Ọrụ 14:19
2 Kọr. 11:25Ọrụ 27:41
2 Kọr. 11:26Ọrụ 20:3; 23:10
2 Kọr. 11:26Ọrụ 14:5, 6
2 Kọr. 11:26Ọrụ 13:50
2 Kọr. 11:27Ọrụ 20:31
2 Kọr. 11:271Kọ 4:11
2 Kọr. 11:272Kọ 6:4, 5
2 Kọr. 11:282Kọ 2:4; Kọl 2:1
2 Kọr. 11:33Ọrụ 9:24, 25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 11:1-33

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

11 M chọrọ ka unu na-enwere m ndidi, ọ bụrụgodị na ọ dị ka m naghị eche echiche nke ọma. Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na unu na-enwere m ndidi. 2 Ekwere m unu nkwa na m ga-akpọrọ unu kpọnye Kraịst ka ọ lụwa unu. Achọkwara m ka unu dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke mgbe m ga-akpọgara unu ya.+ Ọ bụ ya mere ihe gbasara unu ji emetụ m n’obi otú o si emetụ Chineke. 3 M na-echegbu onwe m na otú ahụ agwọ ji aghụghọ rafuo Iv,+ e nwere ike imerụ obi unu, unu agharazie iji obi unu niile na-eso ụzọ Kraịst, gharakwa ịna-ebi ndụ dị ọcha n’anya ya.+ 4 N’ihi na, ọ na-abụ mmadụ bịa zie unu ozi ọma gbasara Jizọs nke dị iche na nke anyị ziri unu, ma ọ bụ, mee ka mmụọ na-abụghị mmụọ nsọ duwe unu, ma ọ bụ, zie unu ozi ọma dị iche na nke unu nabatara,+ unu anabata onye ahụ ngwa ngwa. 5 N’ihi na echere m na ọ dịghị otu mkpụrụ ihe ndịozi unu ahụ, ndị na-eme ka ọ̀ bụ ha kacha mma, ji kara m.+ 6 Ọ bụrụgodị na amaghị m ekwu okwu,+ ọ pụtaghị na amaghị m ihe. N’ihe niile anyị na-eme, anyị na-egosi unu na anyị ma ihe.

7 Eji m obi ụtọ zie unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla. Ewedara m onwe m ala ka e bulie unu elu. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+ 8 Anatara m ọgbakọ ndị ọzọ ihe ka à ga-asị na m napụrụ ha ya n’ike,* ka m jiri ya jeere unu ozi.+ 9 Mgbe m nwere mkpa n’oge mụ na unu nọ, o nweghị onye n’ime unu m bụụrụ ibu arọ, n’ihi na ụmụnna ndị si Masedonia bịa wetara ihe niile kọrọ m.+ Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m ghara ịbụrụ unu ibu arọ, agaghịkwanụ m abụrụ unu ibu arọ.+ 10 Ebe ọ bụ na m na-eso ụzọ Kraịst, o nweghị ihe ga-eme ka m kwụsị isi a m na-anya+ n’obodo niile dị n’Akeya. 11 Gịnị mere anataghị m unu ihe ọ bụla? Ọ̀ bụ n’ihi na ahụghị m unu n’anya? Chineke ma na m hụrụ unu n’anya.

12 E nwere ndị na-anya isi, na-asị na ha bụ ndịozi otú anyị bụ. N’ihi ya, m ga na-eme ihe m na-eme+ iji hụ na ha enweghị ihe ha ga-eji na-anya isi. 13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị aghụghọ, ndị na-eme ka hà bụ ndịozi Kraịst.+ 14 Ọ naghịkwa eju m anya, n’ihi na Setan n’onwe ya na-eme ka ọ̀ bụ mmụọ ozi nke ìhè.+ 15 N’ihi ya, ọ naghịkwa eju m anya na ndị na-ejere ya ozi na-eme ka hà bụ ndị ezi omume. Ma, ihe ga-eme ha n’ikpeazụ ga-abụ n’ihi ihe ha na-eme.+

16 Ana m ekwu ọzọ, sị: Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ anaghị eche echiche nke ọma. Ma, ọ bụrụgodị na ọ dị unu ka anaghị m eche echiche nke ọma, nabatanụ m, ka m nweekwanụ ihe m ga-eji nyatụ isi. 17 Otú a m si na-ekwu ihe a abụghị otú Onyenwe anyị gaara esi ekwu ya, kama, m na-anya isi ka onye na-anaghị eche echiche nke ọma. 18 Ebe ọ bụ na ọtụtụ ndị ji ihe ndị dị n’ụwa na-anya isi,* mụnwa ga-anyakwa isi. 19 Ebe unu sị na unu na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị, gịnị mere unu ji jiri ọṅụ na-anabata ndị na-anaghị ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị? 20 N’eziokwu, unu na-anabata onye ọ bụla ji unu mere ohu, onye ọ bụla nke na-erigbu unu, onye ọ bụla nke na-anara unu ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ma na-eleda unu anya, nakwa onye ọ bụla nke na-ama unu ụra.

21 Ihe a anyị na-ekwu na-eme anyị ihere, n’ihi na ọ dị ụfọdụ ndị ka anyị anaghị ejicha ikike anyị nwere eme ihe anyị kwesịrị ime.

Ma ọ bụrụ na ihere anaghị eme ụfọdụ ndị ịnya isi, ihere anaghịkwa eme m ịnya isi, n’agbanyeghị na mmadụ nwere ike iwere m ka onye na-anaghị eche echiche nke ọma. 22 Hà bụ ndị Hibru? Mụnwa bụkwa.+ Hà bụ ndị Izrel? Mụnwa bụkwa. Hà bụ ụmụ* Ebreham? Mụnwa bụkwa.+ 23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza ka onye ara, abụ m karịa ha: Arụọla m ọrụ karịrị nke ha rụrụ.+ A tụọla m mkpọrọ ọtụtụ ugboro karịa ha.+ E tiela m ihe ọtụtụ ugboro, anọọkwala m n’ọnụ ọnwụ ọtụtụ ugboro.+ 24 Ndị Juu pịara m ọnụ ụtarị iri atọ na itoolu* ugboro ise.+ 25 Ndị ọzọ pịara m ụtarị ugboro atọ.+ A tụrụ m nkume otu ugboro.+ Ugboro atọ ka m nọ n’ụgbọ mmiri na-aga njem, ụgbọ ekpuo.+ M nọrọ n’ime oké osimiri otu ụbọchị, ehihie na abalị. 26 Ana m aga ọtụtụ ebe. Ka m na-aga, e nwere oge ndị m hụsiri anya ma n’osimiri, ma n’aka ndị ohi, ma n’aka ndị obodo anyị,+ ma n’aka ndị mba ọzọ,+ ma n’obodo ukwu,+ ma n’ala ịkpa, ma n’oké osimiri, ma n’aka ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna. 27 Arụrụ m ọrụ siri ike, gbaa ezigbo mbọ,+ mụọ anya abalị ọtụtụ ugboro.+ Agụụ gụrụ m, akpịrị kpọkwara m nkụ. Anọrọ m ọtụtụ ugboro n’erighị nri,+ oyi ana-atụ m, enweghịkwa m uwe m ga-eyi.*

28 E wezụga ihe ndị a, m nọkwa na-echegbu onwe m kwa ụbọchị maka ọgbakọ niile.+ 29 M na-emetere ndị e kwesịrị inyere aka ebere. Ezigbo iwe na-ewekwa m ma mmadụ mee ihe kpara okwukwe ndị ọzọ aka ọjọọ.

30 Ọ bụrụ na m ga-anyarịrị isi, aga m eji ihe ndị gosiri na mụ adịghị ike nyaa isi. 31 Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs, onye bụ́kwa Nna ya, ma na ọ bụghị ụgha ka m na-agha. A ga na-eto Chineke a ruo mgbe ebighị ebi. 32 Na Damaskọs, gọvanọ nke nọ n’okpuru eze Aritas dunyere ndị nche ka ha na-eche obodo ahụ nche iji jide m. 33 Ma, e ji nkata si na windo dị ná mgbidi butuo m,+ mụ esizie ebe ahụ gbalaga.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya