Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 71
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Onye ndị agadi tụkwasịrị obi

        • M tụkwasịrị Chineke obi kemgbe m bụ nwata (5)

        • “Mgbe ike na-adịghịzi m” (9)

        • ‘Chineke na-akụziri m ihe kemgbe m bụ nwata’ (17)

Abụ Ọma 71:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:2; 31:1-3; Aịz 45:17; Jer 17:18

Abụ Ọma 71:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Hulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:15

Abụ Ọma 71:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:2, 3; Ọm 18:2; 144:2

Abụ Ọma 71:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:8, 9; 59:1; 140:4; Mt 6:13

Abụ Ọma 71:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ị bụ obi ike m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:45; Jer 17:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1999, p. 18

Abụ Ọma 71:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:9, 10; 139:16; Aịz 46:3

Abụ Ọma 71:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:15; Hib 13:15

Abụ Ọma 71:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 92:14
  • +Ọm 73:26; Ek 12:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2014, p. 21

    Teta!,

    10/8/2004, p. 23

Abụ Ọma 71:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 17:1, 2

Abụ Ọma 71:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:2; 42:10; Mt 27:42, 43

Abụ Ọma 71:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:11; 35:22; 38:21, 22

Abụ Ọma 71:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 17:23
  • +Ọm 109:29

Abụ Ọma 71:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2024, p. 27

Abụ Ọma 71:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “agụtali ha ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 35:28; 40:9
  • +Ọm 40:5

Abụ Ọma 71:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:5
  • +2Sa 22:1; 1Ih 16:4; Ọm 9:1

Abụ Ọma 71:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ogwe aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:25; 71:9
  • +Ọp 13:8; 1Ih 29:10, 11; Ọm 78:2-4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2014, p. 23

    6/1/2007, p. 29-30

    5/15/1997, p. 19-20

Abụ Ọma 71:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:6
  • +Ọp 15:11; Ọm 86:8; 89:6; Jer 10:7

Abụ Ọma 71:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 12:10, 11
  • +Ọm 40:2; 86:13

Abụ Ọma 71:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:10; 108:4; 146:6

Abụ Ọma 71:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “zọpụtara mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:5; 104:33
  • +2Sa 4:9; Ọm 103:4

Abụ Ọma 71:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:8
  • +Ọm 71:13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 71:1Ọm 25:2; 31:1-3; Aịz 45:17; Jer 17:18
Ọma 71:2Ọm 34:15
Ọma 71:32Sa 22:2, 3; Ọm 18:2; 144:2
Ọma 71:4Ọm 17:8, 9; 59:1; 140:4; Mt 6:13
Ọma 71:51Sa 17:45; Jer 17:7
Ọma 71:6Ọm 22:9, 10; 139:16; Aịz 46:3
Ọma 71:8Ọm 51:15; Hib 13:15
Ọma 71:9Ọm 92:14
Ọma 71:9Ọm 73:26; Ek 12:3
Ọma 71:102Sa 17:1, 2
Ọma 71:11Ọm 3:2; 42:10; Mt 27:42, 43
Ọma 71:12Ọm 22:11; 35:22; 38:21, 22
Ọma 71:132Sa 17:23
Ọma 71:13Ọm 109:29
Ọma 71:15Ọm 35:28; 40:9
Ọma 71:15Ọm 40:5
Ọma 71:17Ọm 71:5
Ọma 71:172Sa 22:1; 1Ih 16:4; Ọm 9:1
Ọma 71:18Ọm 37:25; 71:9
Ọma 71:18Ọp 13:8; 1Ih 29:10, 11; Ọm 78:2-4
Ọma 71:19Ọm 36:6
Ọma 71:19Ọp 15:11; Ọm 86:8; 89:6; Jer 10:7
Ọma 71:202Sa 12:10, 11
Ọma 71:20Ọm 40:2; 86:13
Ọma 71:22Ọm 25:10; 108:4; 146:6
Ọma 71:23Ọm 63:5; 104:33
Ọma 71:232Sa 4:9; Ọm 103:4
Ọma 71:24Ọm 71:8
Ọma 71:24Ọm 71:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 71:1-24

Abụ Ọma

71 Jehova, agbabala m n’ime gị.

Biko, ekwela ka ihere mee m.+

 2 Zọpụta m ma napụta m n’ihi na ị bụ onye ezi omume.

Gee m ntị* ma zọpụta m.+

 3 Ghọọrọ m ebe a rụsiri ike n’oké nkume,

Bụ́ ebe m ga na-agbaba mgbe niile.

Biko, nye iwu ka a zọpụta m,

N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike.+

 4 Chineke m, biko, napụta m n’aka onye ajọ omume,+

N’aka onye na-emegbu m n’enweghị ihe m mere ya.

 5 N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova.

M tụkwasịrị gị obi* kemgbe m bụ nwata.+

 6 Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi kemgbe a mụrụ m.

Ọ bụ gị si n’afọ nne m kupụta m.+

M ga na-eto gị mgbe niile.

 7 Ọ na-eju ọtụtụ ndị anya ma ha hụ ihe ọma meere m.

Ma ị bụ ebe mgbaba m siri ike.

 8 M ji ọnụ m eto gị mgbe niile.+

Kwa ụbọchị, m na-akọ otú i si dị ebube.

 9 Ajụla m mgbe m mere agadi.+

Ahapụla m mgbe ike na-adịghịzi m.+

10 Ndị iro m na-ekwu okwu ọjọọ banyere m,

Ndị chọrọ igbu m* na-agbara m izu ọjọọ,+

11 Sị: “Chineke ahapụla ya.

Chụwa ya jide ya, n’ihi na e nweghị onye ga-azọpụta ya.”+

12 Chineke, biko, anọzila m n’ebe dị anya.

Chineke m, biko, bịa ọsọ ọsọ nyere m aka.+

13 Ka ihere mee ndị na-emegide m,*

Ka a laakwa ha n’iyi.+

Ka e menye ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m ihere,

Ka e mechuokwa ha ihu.+

14 Ma m ga na-echere gị.

M ga-etokwu gị.

15 M ga-eji ọnụ m kọsaa ezi omume ị na-eme.+

Kwa ụbọchị, m ga-akọsa otú i si azọpụta ndị gị,

N’agbanyeghị na otú i si azọpụta ha karịrị akarị nke na anaghị m aghọtacha ha.*+

16 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova,

M ga-abịa kọọ gbasara ihe ndị dị ukwuu ị na-eme.

M ga-ekwu banyere naanị ezi omume ị na-eme.

17 Chineke, ị na-akụziri m ihe kemgbe m bụ nwata.+

Ruo ugbu a, m ka na-akọ banyere ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ.+

18 Chineke, biko, m megodị agadi gbaa isi awọ́, ahapụla m.+

Biko, ka m kọọrọ ọgbọ na-abịa abịa banyere ike* gị,

Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ihe ndị dị ukwuu ị na-eme.+

19 Chineke, ezi omume ị na-eme karịrị nnọọ akarị.+

I meela ọtụtụ ihe dị egwu.

Chineke, ònye dị ka gị?+

20 N’agbanyeghị na i mere ka m taa nnukwu ahụhụ nakwa ka ọtụtụ nsogbu bịara m,+

Mee ka m dị ike ọzọ.

Si n’ala ala mmiri gụpụta m.+

21 Mee ka a na-akwanyekwuru m ùgwù.

Chebe m ma kasie m obi.

22 M ga-ejizi ụbọ akwara too gị,

Chineke m, n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

M ga-eji une bụkuo gị abụ otuto,

Gị Onye Nsọ Izrel.

23 M ga-eji obi ụtọ bụkuo gị abụ otuto,+

N’ihi na ị zọrọ m ndụ.*+

24 Kwa ụbọchị, m ga na-akọ banyere ezi omume ndị ị na-eme,+

N’ihi na ihere ga-eme ndị chọrọ ka m laa n’iyi, a ga-emechukwa ha ihu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya