Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Akwụkwọ ozi e ji aja mma (1-3)

      • Ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ (4-6)

      • Otú ọgbụgba ndụ ọhụrụ si dị ebube karịa nke ochie (7-18)

2 Ndị Kọrịnt 3:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “kama ná mbadamba nkume bụ́ anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:5
  • +Ọp 31:18; 34:1
  • +Ilu 3:3; 7:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 3:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 4:12, 15; Fil 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

    2/15/2002, p. 24-25

    11/15/2000, p. 17-19

    7/15/1990, p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 8:6
  • +Ro 13:9
  • +Ga 3:10
  • +Jn 6:63

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2002, p. 24-25

    11/15/2000, p. 17-19

    7/15/1990, p. 14-15

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 108-112

2 Ndị Kọrịnt 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 31:18; 32:16
  • +Ọp 34:29, 30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:1, 4
  • +1Pi 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 27:26
  • +Ọp 34:35
  • +Ro 3:21, 22

2 Ndị Kọrịnt 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:16, 17

2 Ndị Kọrịnt 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:16; 24:17
  • +Hib 12:22-24

2 Ndị Kọrịnt 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:33-35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:7
  • +Jn 12:40
  • +Ro 7:6; Efe 2:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2009, p. 21

    8/15/2005, p. 20

    3/15/2004, p. 16

    2/1/1998, p. 10

    3/1/1995, p. 19

    7/15/1990, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:8
  • +Ọrụ 15:21

2 Ndị Kọrịnt 3:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2018, p. 9

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 23

    7/15/1990, p. 16-17

2 Ndị Kọrịnt 3:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 4:24
  • +Aịz 61:1; Ro 6:14; 8:15; Ga 5:1, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2018, p. 19-20

    4/2018, p. 8-9

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 10

    1/15/1991, p. 6

2 Ndị Kọrịnt 3:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:6; Efe 4:23, 24; 5:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2012, p. 23-24

    8/15/2005, p. 14-15, 24

    3/15/2004, p. 16-17

    9/15/1990, p. 26

    8/15/1990, p. 29

    7/15/1990, p. 17-18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 3:21Kọ 9:2
2 Kọr. 3:31Kọ 3:5
2 Kọr. 3:3Ọp 31:18; 34:1
2 Kọr. 3:3Ilu 3:3; 7:3
2 Kọr. 3:5Ọp 4:12, 15; Fil 2:13
2 Kọr. 3:6Hib 8:6
2 Kọr. 3:6Ro 13:9
2 Kọr. 3:6Ga 3:10
2 Kọr. 3:6Jn 6:63
2 Kọr. 3:7Ọp 31:18; 32:16
2 Kọr. 3:7Ọp 34:29, 30
2 Kọr. 3:8Ọrụ 2:1, 4
2 Kọr. 3:81Pi 4:14
2 Kọr. 3:9Di 27:26
2 Kọr. 3:9Ọp 34:35
2 Kọr. 3:9Ro 3:21, 22
2 Kọr. 3:10Kọl 2:16, 17
2 Kọr. 3:11Ọp 19:16; 24:17
2 Kọr. 3:11Hib 12:22-24
2 Kọr. 3:121Pi 1:3, 4
2 Kọr. 3:13Ọp 34:33-35
2 Kọr. 3:14Ro 11:7
2 Kọr. 3:14Jn 12:40
2 Kọr. 3:14Ro 7:6; Efe 2:15
2 Kọr. 3:15Ro 11:8
2 Kọr. 3:15Ọrụ 15:21
2 Kọr. 3:16Ọp 34:34
2 Kọr. 3:17Jn 4:24
2 Kọr. 3:17Aịz 61:1; Ro 6:14; 8:15; Ga 5:1, 13
2 Kọr. 3:182Kọ 4:6; Efe 4:23, 24; 5:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 3:1-18

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

3 Ànyị kwesịrị ịgwa unu ndị anyị bụ ọzọ? Ka ànyị kwesịrị idetara unu akwụkwọ ozi iji jaa onwe anyị mma otú ahụ ụfọdụ na-eme, ma ọ bụ nata unu akwụkwọ ozi unu dere iji jaa anyị mma? 2 Ọ bụ unu bụ akwụkwọ ozi anyị,+ nke e dere n’obi anyị, nke mmadụ niile ma, na-agụkwa. 3 N’ihi na o doro anya na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ịnk dee, kama nke e ji mmụọ Chineke dị ndụ dee. Anyị edeghị ya ná mbadamba nkume,+ kama anyị dere ya n’obi.*+

4 Chineke esila n’aka Kraịst mee ka obi sie anyị ike n’okwu a. 5 Anyị erughị eru n’onwe anyị ịrụ ọrụ Chineke, kama, Chineke mere ka anyị ruo eruo ịrụ ọrụ ya.+ 6 N’eziokwu, ọ bụ ya mere ka anyị nwee ike ịbụ ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị ndị ozi nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ. N’ihi na iwu e dere ede na-ama ndị mmadụ ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka ndị mmadụ dị ndụ.+

7 Ma, a ga-emecha wepụ Iwu Mosis nke na-ama ndị mmadụ ikpe ọnwụ, nke e dekwara na nkume.+ Iwu a dị ebube nke na ndị Izrel elegidelighị Mosis anya n’ihu n’ihi otú ihu ya si na-egbuke egbuke.+ 8 Ọ bụrụ na Iwu Mosis dị ebube, gịnịzi mere mmụọ nsọ+ a na-enye na-agaghị eji dị ebube karịa ya?+ 9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu Mosis nke na-ama ndị mmadụ ikpe+ dị ebube,+ ọrụ na-enyere ndị mmadụ aka ịghọ ndị ezi omume kwesịrị ịdị ebube karịa ya.+ 10 N’eziokwu, ebube Iwu Mosis dị enweghị ihe ọ bụ ma e jiri ya tụnyere ebube ọgbụgba ndụ ọhụrụ.+ 11 N’ihi na ọ bụrụ na nke a ga-ewepụ ewepụ dị ebube mgbe e wetara ya,+ nke ahụ dị ugbu a dị ebube karịa ya.+

12 Ebe obi siri anyị ike otú a,+ ọnụ na-aka anyị ma anyị na-ekwu okwu. 13 Ma, anyị anaghị eme ka Mosis, onye na-eji ákwà ekpuchi ihu ya+ ka ndị Izrel ghara ịhụ ihe ga-emecha mee ihe ahụ a ga-ewepụ ewepụ. 14 Ma, ha enweghị ike ịghọta ihe ọ bụla.+ Ruokwa taa, ha aghọtabeghị ọgbụgba ndụ ochie ahụ, n’ihi na n’anya ha, a ka ji ákwà kpuchie ya.+ Naanị Kraịst ka e nwere ike isi n’aka ya wepụ ákwà ahụ.+ 15 N’eziokwu, obi ha ka kpọchiri akpọchi dị ka è ji ákwà kpuchie ya,+ nke mere na ha enweghị ike ịghọta ihe Mosis dere.+ 16 Ma mgbe mmadụ lọghachikwutere Jehova,* a na-ewepụ ákwà ahụ.+ 17 Jehova* bụ Mmụọ,+ ndị nwekwara mmụọ Jehova* enwerela onwe ha.+ 18 Anyị niile, ndị wepụrụla ákwà ahụ e ji kpuchie ihu anyị, dị ka enyo nke na-egosi ebube Jehova.* A na-agbanwe anyị niile ka anyị dị ka Chineke ma na-adịkwu ebube otú Jehova,* onye bụ́ Mmụọ, chọrọ ka anyị dịrị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya