Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 136
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ịhụnanya Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi

        • Chineke ji amamihe kee eluigwe na ụwa (5, 6)

        • Fero nwụrụ n’Oké Osimiri Uhie (15)

        • Chineke na-echeta ndị nọ ná nsogbu (23)

        • Ọ na-enye ihe niile dị ndụ nri (25)

Abụ Ọma 136:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ịhụnanya ya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 18:19
  • +2Ih 7:3; 20:21; Ọm 106:1; 107:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 284-285

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

Abụ Ọma 136:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:9; Da 2:47

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

Abụ Ọma 136:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

Abụ Ọma 136:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:11; Mkp 15:3
  • +Ọm 103:17

Abụ Ọma 136:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nghọta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:36; Ilu 3:19, 20

Abụ Ọma 136:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:9; Ọm 24:1, 2

Abụ Ọma 136:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:14

Abụ Ọma 136:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:16; Jer 31:35

Abụ Ọma 136:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:3

Abụ Ọma 136:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:29

Abụ Ọma 136:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:51

Abụ Ọma 136:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:14

Abụ Ọma 136:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:21

Abụ Ọma 136:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:29

Abụ Ọma 136:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:27, 28

Abụ Ọma 136:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:18; 15:22

Abụ Ọma 136:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 12:7, 8

Abụ Ọma 136:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:21-24

Abụ Ọma 136:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:33-35

Abụ Ọma 136:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:33

Abụ Ọma 136:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:36
  • +Neh 9:32

Abụ Ọma 136:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 3:9; 6:9

Abụ Ọma 136:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “anụ ahụ́ niile.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 145:15; 147:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 136:1Lu 18:19
Ọma 136:12Ih 7:3; 20:21; Ọm 106:1; 107:1
Ọma 136:2Ọm 97:9; Da 2:47
Ọma 136:4Ọp 15:11; Mkp 15:3
Ọma 136:4Ọm 103:17
Ọma 136:5Job 38:36; Ilu 3:19, 20
Ọma 136:6Je 1:9; Ọm 24:1, 2
Ọma 136:7Je 1:14
Ọma 136:8Je 1:16; Jer 31:35
Ọma 136:9Ọm 8:3
Ọma 136:10Ọp 12:29
Ọma 136:11Ọp 12:51
Ọma 136:12Ọp 13:14
Ọma 136:13Ọp 14:21
Ọma 136:14Ọp 14:29
Ọma 136:15Ọp 14:27, 28
Ọma 136:16Ọp 13:18; 15:22
Ọma 136:17Jos 12:7, 8
Ọma 136:19Ọg 21:21-24
Ọma 136:20Ọg 21:33-35
Ọma 136:21Ọg 32:33
Ọma 136:23Di 32:36
Ọma 136:23Neh 9:32
Ọma 136:24Ikp 3:9; 6:9
Ọma 136:25Ọm 145:15; 147:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 136:1-26

Abụ Ọma

136 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma.+

Ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi.+

 2 Keleenụ Chi kacha chi niile,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 3 Keleenụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 4 Ọ bụ naanị ya na-eme ihe ndị dị ezigbo ịtụnanya,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+

 5 O ji amamihe* kee eluigwe,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 6 Ọ gbasara ụwa n’elu mmiri,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 7 O kere nnukwu ihe ndị na-enye ìhè,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 8 O kere anyanwụ ka ọ na-enye ìhè n’ehihie,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

 9 O kere ọnwa na kpakpando ka ha na-enye ìhè n’abalị,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

10 O gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

11 O si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

12 O ji aka ya siri ike+ na ike ya kpọpụta ha,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

13 O kewara Oké Osimiri Uhie ụzọ abụọ,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

14 O mere ka ndị Izrel si n’etiti ya gafere,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

15 Ọ tụbara Fero na ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

16 O du ndị ya gafee ala ịkpa,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

17 O bibiri ndị eze ukwu,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

18 O gburu ndị eze dị ike,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,

19 Ya bụ, Saịhọn+ eze ndị Amọraịt,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,

20 Na Ọg+ eze Beshan,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

21 O nyere ndị ya ala ha ka ọ bụrụ ihe ha ketara,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,

22 Ka ọ bụrụ ihe Izrel ohu ya ketara,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

23 O chetara anyị mgbe anyị nọ ná nsogbu,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+

24 Ọ nọ na-anapụta anyị n’aka ndị iro anyị,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

25 Ọ na-enye ihe niile dị ndụ* nri,+

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

26 Keleenụ Chineke nke eluigwe,

N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya