Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Sọl na-emesi ndị na-eso ụzọ Jizọs ike (1-3)

      • Ndị Sameria gere ntị n’ozi ọma Filip ziri ha (4-13)

      • E zigara Pita na Jọn Sameria (14-17)

      • Saịmọn nwara iji ego nweta mmụọ nsọ (18-25)

      • Otu nwoke Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ (26-40)

Ọrụ Ndịozi 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:58
  • +Mt 10:23; Ọrụ 11:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 18

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 22-23

    10/15/2007, p. 22

    6/15/1999, p. 29-30

Ọrụ Ndịozi 8:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:1, 2; 22:4; 26:10; Ga 1:13; Fil 3:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 52

    Ụlọ Nche,

    1/15/2013, p. 22-23

    5/15/2008, p. 22-23

    11/1/1998, p. 5

Ọrụ Ndịozi 8:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 52

Ọrụ Ndịozi 8:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 4:39-42; Ọrụ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 52

Ọrụ Ndịozi 8:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 53

Ọrụ Ndịozi 8:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ndị mmụọ na-adịghị ọcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:1; Mk 6:7

Ọrụ Ndịozi 8:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Ọrụ Ndịozi 8:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Ọrụ Ndịozi 8:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 8:1
  • +Mt 28:19; Ọrụ 18:8

Ọrụ Ndịozi 8:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 6:5

Ọrụ Ndịozi 8:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 8:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 16:19

Ọrụ Ndịozi 8:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:47, 48; 19:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 56

Ọrụ Ndịozi 8:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 6:5, 6; 19:6; 2Ti 1:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 56

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 14

Ọrụ Ndịozi 8:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:8; Ọrụ 10:45

Ọrụ Ndịozi 8:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 8:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 8:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 9:35; Ọrụ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 8:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 1:7, 14; Mkp 14:6

Ọrụ Ndịozi 8:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ọnaozi.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 6:32, 33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 19

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2023, p. 8-9

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2020, p. 2

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 8

    6/1/1990, p. 17-18

Ọrụ Ndịozi 8:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 19

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2023, p. 8-9

Ọrụ Ndịozi 8:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 19

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 2

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 1

    Ụlọ Nche,

    5/15/1996, p. 18-19

Ọrụ Ndịozi 8:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 19

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 2

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 1

Ọrụ Ndịozi 8:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 8

Ọrụ Ndịozi 8:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:59
  • +Aịz 53:7, 8; Da 9:26; Fil 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 8

Ọrụ Ndịozi 8:36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2023, p. 8-9

    Ịgba Àmà, p. 12, 56-57, 58

    Ụlọ Nche,

    4/1/2006, p. 26-27

    7/15/1996, p. 8-9

Ọrụ Ndịozi 8:37

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A3.

Ọrụ Ndịozi 8:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 56-57, 58

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 8-9

Ọrụ Ndịozi 8:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 8:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 8:1Ọrụ 7:58
Ọrụ 8:1Mt 10:23; Ọrụ 11:19
Ọrụ 8:3Ọrụ 9:1, 2; 22:4; 26:10; Ga 1:13; Fil 3:5, 6
Ọrụ 8:4Ọrụ 11:19
Ọrụ 8:5Jn 4:39-42; Ọrụ 1:8
Ọrụ 8:7Mt 10:1; Mk 6:7
Ọrụ 8:12Lu 8:1
Ọrụ 8:12Mt 28:19; Ọrụ 18:8
Ọrụ 8:13Ọrụ 6:5
Ọrụ 8:14Ọrụ 11:1
Ọrụ 8:15Mt 16:19
Ọrụ 8:16Ọrụ 10:47, 48; 19:2, 3
Ọrụ 8:17Ọrụ 6:5, 6; 19:6; 2Ti 1:6
Ọrụ 8:20Mt 10:8; Ọrụ 10:45
Ọrụ 8:25Mt 9:35; Ọrụ 1:8
Ọrụ 8:26Hib 1:7, 14; Mkp 14:6
Ọrụ 8:272Ih 6:32, 33
Ọrụ 8:321Pi 2:23
Ọrụ 8:33Mt 26:59
Ọrụ 8:33Aịz 53:7, 8; Da 9:26; Fil 2:8
Ọrụ 8:40Ọrụ 21:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 8:1-40

Ọrụ Ndịozi

8 Sọl kwadoro ogbugbu e gburu Stivin.+

Si n’ụbọchị ahụ gawa, a malitere ịkpagbu ọgbakọ dị na Jeruselem. E wezụga ndịozi, a chụsasịrị ndị niile na-eso ụzọ Jizọs, ha agbaga n’ógbè ndị dị na Judia na Sameria.+ 2 Ma ụmụ nwoke ndị na-atụ egwu Chineke buuru Stivin gaa lie. Ha bekwaara ya ezigbo ákwá. 3 Ma, Sọl malitere imesi ọgbakọ Chineke ike. Ọ na-aga n’ụlọ n’ụlọ, na-akpụrụ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, na-atụkwa ha mkpọrọ.+

4 Ma, ndị ahụ a chụsasịrị gara obodo dị iche iche na-ekwusa okwu Chineke.+ 5 Otu n’ime ha bụ Filip. Ọ gara Sameria+ malite ikwusara ha gbasara Kraịst. 6 Ndị mmadụ ji otu obi na-aṅa ntị n’ihe Filip na-ekwu. Ha nọ na-ege ntị, na-elekwa anya ka ọ na-arụ ọrụ ebube ndị ọ na-arụ. 7 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ* ji, mmụọ ọjọọ ndị ahụ na-etisikwa mkpu ike wee si n’ime ha pụta.+ A gwọkwara ọtụtụ ndị ahụ́ ha kpọnwụrụ akpọnwụ na ndị ngwọrọ. 8 Obi wee bụrụ ndị obodo ahụ sọ aṅụrị.

9 Ma, e nwere otu nwoke n’obodo ahụ aha ya bụ Saịmọn. Tupu oge a, ọ na-eme anwansi,* na-emekwa ihe tụrụ ndị Sameria n’anya. Ọ na-ekwukwa na ya bụ nnukwu mmadụ. 10 Ha niile, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu, na-aṅa ya ntị ma na-ekwu, sị: “Chineke nyere nwoke a ike dị egwu.” 11 Otú anwansi* ọ na-eme kemgbe si atụ ha n’anya mere ka ha na-eso ya. 12 Ma mgbe Filip nọ na-ezisa ozi ọma gbasara Alaeze Chineke+ nakwa gbasara aha Jizọs Kraịst, ha nabatara ihe ọ nọ na-ekwu, e mee ha baptizim, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+ 13 Saịmọn ghọkwara onye na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe o mechara baptizim, ya na Filip na-anọkarị.+ Mgbe ọ hụrụ ọrụ ebube Filip nọ na-arụ, ọ tụrụ ya n’anya.

14 Mgbe ndịozi nọ na Jeruselem nụrụ na ndị Sameria anabatala okwu Chineke,+ ha zigaara ha Pita na Jọn. 15 Mgbe ha ruru Sameria, ha kpeere ha ekpere ka mmụọ nsọ dakwasị ha.+ 16 N’ihi na ọ dakwasịbeghị onye ọ bụla n’ime ha, naanị na ha emeela baptizim n’aha Onyenwe anyị Jizọs.+ 17 Pita na Jọn wee bikwasị ha aka n’isi,+ mmụọ nsọ amalite ịdakwasị ha.

18 Ma mgbe Saịmọn hụrụ na mmụọ nsọ na-adakwasị onye ọ bụla ndịozi ahụ bikwasịrị aka n’isi, ya ewepụta ego nyewe ha, 19 sị: “Nyenụ m ikike a, ka ọ ga-abụ, onye ọ bụla m bikwasịrị aka n’isi, mmụọ nsọ adakwasị ya.” 20 Ma Pita sịrị ya: “Ka gị na ọlaọcha gị laa n’iyi, n’ihi na i chere na ị ga-ejili ego nweta onyinye Chineke na-enye n’efu.+ 21 O nweghị ihe ọ bụla gbasara gị n’ihe a, n’ihi na obi gị adịghị ọcha n’anya Chineke. 22 N’ihi ya, chegharịa, hapụ ihe ọjọọ a ị na-eche. Rịọsiekwa Jehova* arịrịọ ike ma gbanwee echiche ọjọọ gị, ka ọ gbaghara gị. 23 N’ihi na ahụrụ m na ị bụ onye anyaụfụ, ihe na-agụkwa gị mgbe niile bụ ime ihe ọjọọ.” 24 Saịmọn wee sị ha: “Rịọsierenụ m Jehova* arịrịọ ike ka nke ọ bụla n’ime ihe unu kwuru ghara ime m.”

25 Mgbe ha gwachara ndị mmadụ okwu Jehova* nke ọma, ha malitere ịlaghachi Jeruselem. Ka ha na-ala, ha nọ na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’ọtụtụ obodo nta ndị dị na Sameria.+

26 Ma, mmụọ ozi Jehova*+ sịrị Filip: “Gaa n’ebe ndịda, n’ụzọ si Jeruselem gaa Gaza.” (Ụzọ a dị n’ọzara.) 27 Filip wee gawa ma hụ otu nwoke onye Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ* n’obí eze nwaanyị ndị Etiopia. Aha eze nwaanyị a bụ Kandesi. Ọ bụ nwoke ahụ na-elekọta akụ̀ niile eze nwaanyị a nwere. Nwoke a gara Jeruselem ife Chineke.+ 28 Ka ọ na-alọta, ọ nọ n’ụgbọ ịnyịnya ya na-agụpụta akwụkwọ Aịzaya onye amụma. 29 Chineke wee jiri mmụọ nsọ ya gwa Filip, sị: “Garuo ụgbọ ịnyịnya a nso.” 30 Filip wee gbara ọsọ gaa n’akụkụ ụgbọ ahụ ma nụ ka nwoke ahụ na-agụpụta akwụkwọ Aịzaya onye amụma. Filip asị ya: “Ị̀ na-aghọta ihe ị na-agụ?” 31 Ya asị: “Olee otú m ga-esi ghọta ihe m na-agụ ma ọ bụrụ na o nweghị onye kọwaara m ya?” O wee gwa Filip ka ọ rịgota soro ya nọdụ ala. 32 Ma, ebe ọ nọ na-agụ n’Akwụkwọ Nsọ bụ ebe sịrị: “A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu. Ọ dị ka nwa atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+ 33 N’oge ha mere ya ihe ihere, e kpere ya ikpe mkpegbu.+ Ebe ọ bụ na e gbuola ya, ònye ga-akọ ihe niile gbasara ezinụlọ o si?”+

34 Nwoke ahụ wee sị Filip: “Biko, ònye ka onye amụma a na-ekwu banyere ya? Ọ̀ bụ banyere onwe ya, ka ọ̀ bụ banyere onye ọzọ?” 35 Filip malitere ịkọwara ya ebe ahụ ọ na-agụ n’Akwụkwọ Nsọ, ziekwa ya ozi ọma banyere Jizọs. 36 Ma ka ha nọ na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ha bịarutere n’otu mmiri, nwoke ahụ wee sị: “Lee mmiri, gịnị ga-egbochi ime m baptizim?” 37* —— 38 N’ihi ya, nwoke ahụ kwuru ka a kwụsị ụgbọ ịnyịnya ahụ. Mgbe ọ kwụsịrị, ya na Filip arịtuo banye na mmiri ahụ, Filip emee ya baptizim. 39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova* duuru Filip pụọ ngwa ngwa, nwoke ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, kama ọ nọ na-aga ebe ọ na-aga na-aṅụrị ọṅụ. 40 Ma Filip gara Ashdọd. Ọ nọkwa na-ezisa ozi ọma n’obodo dị iche iche ruo mgbe ọ garuru Sizaria.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya