Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere Devid kpere ka Chineke duo ya ma gbaghara ya

        • “Kụziere m ụzọ gị” (4)

        • “Ndị ha na Jehova bụ ezigbo enyi” (14)

        • ‘Gbaghara m mmehie m niile’ (18)

Abụ Ọma 25:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 26:3
  • +Ro 10:11
  • +Ọm 41:11

Abụ Ọma 25:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:6
  • +Ọm 31:17

Abụ Ọma 25:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 33:13; Ọm 86:11; 143:8
  • +Ọm 27:11

Abụ Ọma 25:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:3

Abụ Ọma 25:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6; Aịz 55:3
  • +Ọm 103:17; 136:1

Abụ Ọma 25:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:4; 51:1
  • +Ọp 33:19; Ọm 27:13

Abụ Ọma 25:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 92:15; 119:68; 145:9; Ọrụ 14:17
  • +Ọm 119:33; Aịz 30:20; Maị 4:2

Abụ Ọma 25:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Zef 2:3
  • +Ọm 32:8

Abụ Ọma 25:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Na-egosi ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7
  • +Di 29:1

Abụ Ọma 25:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:3; 79:9; 109:21; 143:11; Ezi 36:22; Da 9:19; Mt 6:9

Abụ Ọma 25:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 111:10
  • +Ọm 37:23

Abụ Ọma 25:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

  • *

    Na Hibru, “Mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:19
  • +Ọm 37:11

Abụ Ọma 25:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:32; Jn 15:15
  • +Je 18:17; 22:17; Em 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 16-17

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

    Ụlọ Nche,

    2/15/2011, p. 18-19

    8/1/2005, p. 24-25

Abụ Ọma 25:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụgbụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 141:8
  • +Ọm 91:3; 124:6-8

Abụ Ọma 25:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:21

Abụ Ọma 25:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 16:12
  • +Ọm 32:5; 51:9

Abụ Ọma 25:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:8; 121:7

Abụ Ọma 25:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 41:12
  • +Ọm 37:34

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 25:2Aịz 26:3
Ọma 25:2Ro 10:11
Ọma 25:2Ọm 41:11
Ọma 25:3Ọm 69:6
Ọma 25:3Ọm 31:17
Ọma 25:4Ọp 33:13; Ọm 86:11; 143:8
Ọma 25:4Ọm 27:11
Ọma 25:5Ọm 43:3
Ọma 25:6Ọp 34:6; Aịz 55:3
Ọma 25:6Ọm 103:17; 136:1
Ọma 25:7Ọm 6:4; 51:1
Ọma 25:7Ọp 33:19; Ọm 27:13
Ọma 25:8Ọm 92:15; 119:68; 145:9; Ọrụ 14:17
Ọma 25:8Ọm 119:33; Aịz 30:20; Maị 4:2
Ọma 25:9Zef 2:3
Ọma 25:9Ọm 32:8
Ọma 25:10Ọm 19:7
Ọma 25:10Di 29:1
Ọma 25:11Ọm 31:3; 79:9; 109:21; 143:11; Ezi 36:22; Da 9:19; Mt 6:9
Ọma 25:12Ọm 111:10
Ọma 25:12Ọm 37:23
Ọma 25:13Ọm 31:19
Ọma 25:13Ọm 37:11
Ọma 25:14Ilu 3:32; Jn 15:15
Ọma 25:14Je 18:17; 22:17; Em 3:7
Ọma 25:15Ọm 141:8
Ọma 25:15Ọm 91:3; 124:6-8
Ọma 25:17Ọm 73:21
Ọma 25:182Sa 16:12
Ọma 25:18Ọm 32:5; 51:9
Ọma 25:20Ọm 17:8; 121:7
Ọma 25:21Ọm 41:12
Ọma 25:21Ọm 37:34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 25:1-22

Abụ Ọma

Abụ Devid.

א [Alef]

25 Jehova, ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.

ב [Bet]

 2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+

Ekwela ka ihere mee m.+

Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+

ג [Gimel]

 3 N’eziokwu, e nweghị onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+

Ma ihere ga-eme ndị na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ n’enweghị ihe kpatara ya.+

ד [Dalet]

 4 Jehova, biko, mee ka m mara ụzọ gị.+

Kụziere m ụzọ gị.+

ה [Hee]

 5 Mee ka m na-eje ije n’ezigbo ụzọ gị, kụziekwara m ihe,+

N’ihi na ị bụ Chineke m, onye na-azọpụta m.

ו [Wọọ]

Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m nwere olileanya mgbe niile.

ז [Zayin]

 6 Jehova, biko, cheta na ị bụ Chineke na-eme ebere+

Nakwa na ị hụrụ ndị gị n’anya* mgbe niile.+

ח [Het]

 7 Biko, echetala mmehie ndị m mere mgbe m bụ okorobịa, echetakwala nnupụisi m.

Jehova, cheta m n’ihi ịhụnanya gị,*+

N’ihi na ị dị mma.+

ט [Tet]

 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+

Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+

י [Yod]

 9 Ọ ga-eduzi ndị dị umeala n’obi ka ha na-eme ihe dị mma,+

Ọ ga-akụzikwara ndị dị umeala n’obi ụzọ ya.+

כ [Kaf]

10 Ihe niile Jehova na-emere ndị na-eso ntụziaka ya+ ma na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na ya+

Na-egosi na ọ hụrụ ha n’anya* nakwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

ל [Lamed]

11 Jehova, biko, n’ihi aha gị,+

Gbaghara m mmehie m, n’agbanyeghị na ọ jọgburu onwe ya.

מ [Mem]

12 Olee onye na-atụ egwu Jehova?+

Ọ ga-akụziri onye ahụ ihe ka ọ mara ihe o kwesịrị ime.+

נ [Nun]

13 Ihe ọma ga na-abịara ya,*+

Ụmụ* ya ga-ebikwa n’ụwa.+

ס [Samek]

14 Ndị ha na Jehova bụ ezigbo enyi bụ ndị na-atụ egwu ya,+

Ọ na-emekwa ka ha mata gbasara ọgbụgba ndụ ya.+

ע [Ayin]

15 Ọ bụ Jehova ka m na-ele anya mgbe niile ka o nyere m aka,+

N’ihi na ọ ga-eme ka ụkwụ m pụta n’ọnyà.*+

פ [Pee]

16 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara,

N’ihi na anọ m naanị m, e nweghịkwa onye na-enyere m aka.

צ [Sadee]

17 Ihe na-enye m nsogbu n’obi adịla ọtụtụ.+

Napụta m n’ahụhụ m na-ata.

ר [Resh]

18 Lee ahụhụ m na-ata na nsogbu m nọ na ya,+

Gbagharakwa m mmehie m niile.+

19 Legodị otú ndị iro m si dị ọtụtụ

Nakwa otú ha si kpọọ m asị nke ukwuu.

ש [Shin]

20 Chebe ndụ* m ma zọpụta m.+

Ekwela ka ihere mee m, n’ihi na m gbabala n’ime gị.

ת [Tọọ]

21 Ka ezi omume m na-eme na aka m na-akwụwa ọtọ chebe m,+

N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ.+

22 Chineke, biko, napụta Izrel n’ahụhụ niile ọ na-ata.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya