Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Galeshia 1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Galeshia

      • Ekele (1-5)

      • E nweghị ozi ọma ọzọ (6-9)

      • Ozi ọma Pọl ziri si n’aka Chineke (10-12)

      • Otú Pọl si ghọọ Onye Kraịst na ihe ndị mbụ o mere (13-24)

Ndị Galeshia 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15; 26:15, 16
  • +Ọrụ 22:14, 15

Ndị Galeshia 1:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 2:1, 2
  • +Jn 15:19
  • +1Ti 2:3, 4

Ndị Galeshia 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:3, 4; Ga 5:7

Ndị Galeshia 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:10

Ndị Galeshia 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 2:13

Ndị Galeshia 1:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 23:6
  • +Ọrụ 8:3; 9:1, 2; 22:4; 26:9-11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1999, p. 29-31

Ndị Galeshia 1:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:3; Fil 3:4-6

Ndị Galeshia 1:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:10

Ndị Galeshia 1:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “anụ ahụ́ na ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15; Ro 11:13

Ndị Galeshia 1:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 22

    1/15/2005, p. 28-29

Ndị Galeshia 1:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    A na-akpọkwa ya Pita.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:26
  • +Jn 1:42; 1Kọ 15:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 12

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 15-17

Ndị Galeshia 1:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 13:55; Ọrụ 12:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 112

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 16-17

Ndị Galeshia 1:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:29, 30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

Ndị Galeshia 1:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:13
  • +Ọrụ 8:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Gal. 1:1Ọrụ 9:15; 26:15, 16
Gal. 1:1Ọrụ 22:14, 15
Gal. 1:41Jn 2:1, 2
Gal. 1:4Jn 15:19
Gal. 1:41Ti 2:3, 4
Gal. 1:62Kọ 11:3, 4; Ga 5:7
Gal. 1:7Ga 5:10
Gal. 1:111Te 2:13
Gal. 1:13Ọrụ 23:6
Gal. 1:13Ọrụ 8:3; 9:1, 2; 22:4; 26:9-11
Gal. 1:14Ọrụ 22:3; Fil 3:4-6
Gal. 1:151Kọ 15:10
Gal. 1:16Ọrụ 9:15; Ro 11:13
Gal. 1:17Ọrụ 9:19
Gal. 1:18Ọrụ 9:26
Gal. 1:18Jn 1:42; 1Kọ 15:5
Gal. 1:19Mt 13:55; Ọrụ 12:17
Gal. 1:21Ọrụ 9:29, 30
Gal. 1:23Ga 1:13
Gal. 1:23Ọrụ 8:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Galeshia 1:1-24

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Galeshia

1 Mụnwa bụ́ Pọl onyeozi na-edetara unu akwụkwọ ozi. Ọ bụghị mmadụ ma ọ bụ ndị mmadụ họpụtara m ka m bụrụ onyeozi, kama ọ bụ Jizọs Kraịst+ na Chineke Nna,+ onye si n’ọnwụ kpọlite ya. 2 Mụ na ụmụnna niile mụ na ha nọ na-edetara unu, ọgbakọ ndị dị na Galeshia, akwụkwọ ozi:

3 Ka amara na udo si n’aka Chineke Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu. 4 Kraịst nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’oge* ọjọọ e nwere ugbu a+ otú Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, chọrọ.+ 5 Ka otuto dịrị Chineke ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

6 O juru m anya na unu ji ọsọ na-ahapụ Onye si n’amara Kraịst kpọọ unu ma na-aṅa ntị n’ụdị ozi ọma ọzọ.+ 7 Ọ bụghị na e nwere ozi ọma ọzọ; kama e nwere ụfọdụ ndị na-akpatara unu nsogbu+ ma na-achọ imebi ozi ọma banyere Kraịst. 8 Ma, ọ bụrụgodị na onye ọ bụla n’ime anyị ma ọ bụ mmụọ ozi nke si n’eluigwe ezie unu ozi ọma karịrị nke anyị ziri unu, a ga-abụ ya ọnụ. 9 Ana m ekwu ya ọzọ ugbu a otú anyị kwuburu ya, sị, Onye ọ bụla nke na-ezi unu ozi ọma karịrị ihe unu nabatara, a ga-abụ ya ọnụ.

10 Ọ̀ bụ mmadụ ka m na-agbalị ugbu a ka m meta mma, ka ọ̀ bụ Chineke? Ka m̀ na-agbalị ka m mee ihe dị ndị mmadụ mma? Ọ bụrụ na m ka na-eme ihe dị ndị mmadụ mma, agaghị m abụ ohu Kraịst. 11 Ụmụnna m, m chọrọ ka unu mara na ozi ọma m ziri unu esighị n’aka ụmụ mmadụ;+ 12 n’ihi na anataghị m ya mmadụ. Ọ bụghịkwa mmadụ kụziiri m ya, kama ọ bụ Jizọs Kraịst kpugheere m ya.

13 Ama m na unu nụrụ àgwà m kpara n’oge gara aga mgbe m na-ekpe okpukpe ndị Juu,+ na m nọ na-akpagbusi ọgbakọ Chineke ike ma na-agbalị ka m bibie ya.+ 14 M nọkwa na-eme nke ọma n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ ndị ọgbọ m ná mba anyị, n’ihi na m na-anụrụ omenala nna nna m hà ọkụ n’obi nke ukwuu.+ 15 Ma mgbe Chineke, bụ́ onye mere ka m si n’afọ nne m pụta ma kpọọ m n’ihi amara ya,+ chọrọ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla. 17 Agbagoghịkwa m Jeruselem ka m jụta ndị bu m ụzọ bụrụ ndịozi ihe, kama m gawara Arebia, mechaa lọghachi Damaskọs.+

18 Mgbe afọ atọ gachara, m gbagoro Jeruselem+ ka m hụ Sifas,*+ mụ na ya nọkwara ụbọchị iri na ise. 19 Ma ahụghị m ndịozi ndị ọzọ ma e wepụ Jems,+ nwanne Onyenwe anyị. 20 Ma ana m agwa unu n’ihu Chineke na ihe m na-edetara unu n’akwụkwọ ozi a abụghị ụgha ka m na-agha.

21 M mechara gawa n’ógbè ndị dị na Siria na Silishia.+ 22 Ma ọgbakọ ndị dị na Judia, bụ́ ndị ha na Kraịst dị n’otu, ahụtụbeghị m. 23 Naanị ihe ha na-anụ bụ: “Nwoke ahụ nke kpagburu anyị n’oge gara aga+ na-ezisazi ozi ọma banyere okwukwe ahụ ọ gbaburu mbọ ka o bibie.”+ 24 N’ihi ya, ha malitere ito Chineke n’ihi m.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya