Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
ISI NKE
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 1—Chineke Malitere Ike Ihe
2 Chineke Kere Nwoke Mbụ na Nwaanyị Mbụ
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 2—Ihe Ndị Mere n’Oge Adam Ruo n’Oge Iju Mmiri
3 Adam na Iv Nupụụrụ Chineke Isi
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 3—Ihe Ndị Mere n’Oge Iju Mmiri Ruo n’Oge Jekọb
8 Ebreham na Sera Rubeere Chineke Isi
9 Ebreham na Sera Mechara Mụta Nwa
11 Chineke Lere Okwukwe Ebreham Ule
12 Jekọb Ketara Ihe A Na-ekenye Ọkpara
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4—Ihe Ndị Mere n’Oge Josef Ruo n’Oké Osimiri Uhie
14 Otu Ohu Nke Rubeere Chineke Isi
19 Ahụhụ Atọ Mbụ A Tara Ndị Ijipt
20 Ahụhụ Nke Anọ Ruo Nke Itoolu
22 Jehova Rụrụ Ọrụ Ebube n’Oké Osimiri Uhie
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 5—Ihe Ndị Mere n’Ala Ịkpa
23 Nkwa Ndị Izrel Kwere Jehova
25 Ụlọikwuu A Ga-anọ Na-efe Chineke
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 6—Ihe Ndị Mere n’Oge Ndị Ikpe
32 Onye Ndú Ọhụrụ na Ụmụ Nwaanyị Abụọ Katara Obi
35 Hana Kpere Ekpere Ka Ọ Mụta Nwa Nwoke
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 7—Devid na Sọl
42 Jonatan Bụ Dike na Ezigbo Enyi Devid
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 8—Ihe Ndị Mere n’Oge Solomọn Ruo n’Oge Ịlaịja
46 A Matara Chi Nke Bụ́ Ezigbo Chi
47 Jehova Mere Ka Obi Sie Ịlaịja Ike
48 A Kpọlitere Nwa Otu Nwaanyị Di Ya Nwụrụ n’Ọnwụ
49 E Gburu Nwunye Eze Bụ́ Nwaanyị Ọjọọ
50 Jehova Nyeere Jehoshafat Aka
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 9—Ihe Ndị Mere n’Oge Ịlaịsha Ruo n’Oge Josaya
51 Nwatakịrị Nwaanyị Nyeere Otu Dike Aka
52 Ndị Agha Jehova Ndị Nọ n’Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ
55 Mmụọ Ozi Jehova Napụtara Hezekaya
56 Josaya Ji Iwu Chineke Kpọrọ Ihe
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 10—Ihe Ndị Mere n’Oge Jeremaya Ruo n’Oge Nehemaya
57 Jehova Zigara Jeremaya Ka O Kwusaa Okwu Ya
59 Ụmụaka Anọ Ndị Rubeere Jehova Isi
60 Alaeze Nke Ga-adịru Mgbe Ebighị Ebi
62 Alaeze E Ji Tụnyere Nnukwu Osisi
64 A Tụbara Daniel n’Olulu Ọdụm
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11—Jọn Onye Na-eme Baptizim na Jizọs
70 Ndị Mmụọ Ozi Mere Ka A Mata na A Mụọla Jizọs
72 Mgbe Jizọs Dị Afọ Iri na Abụọ
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12—Mgbe Jizọs Na-eje Ozi n’Ụwa
75 Ekwensu Nwara Jizọs Ọnwụnwa
76 Jizọs Mere Ka Ụlọ Nsọ Dị Ọcha
77 Otu Nwaanyị Nke Bịara n’Olulu Mmiri
78 Jizọs Kwusara Ozi Ọma Alaeze Chineke
80 Jizọs Họọrọ Ndịozi Iri na Abụọ
81 Ihe Jizọs Nọ n’Elu Ugwu Kụzie
82 Jizọs Kụziiri Ndị Na-eso Ụzọ Ya Otú E Si Ekpe Ekpere
83 Jizọs Nyere Ọtụtụ Puku Mmadụ Nri
85 Jizọs Gwọrọ Mmadụ n’Ụbọchị Izu Ike
86 Jizọs Kpọlitere Lazarọs n’Ọnwụ
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 13—Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Dịrị Ndụ n’Ụwa
87 Nri Anyasị Ikpeazụ Jizọs Riri
92 Jizọs Pụtara n’Ihu Ndị Gara Igbu Azụ̀
Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 14—Ozi Ọma Ruru Ebe Dị Iche Iche
94 Mmụọ Nsọ Dakwasịrị Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
95 Nweghị Ihe Ga-eme Ka Ha Kwụsị Izi Ozi Ọma
97 Mmụọ Nsọ Dakwasịrị Kọnịliọs
98 E Zisara Ozi Ọma n’Ọtụtụ Mba