Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.

  • Jenesis 15:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 O wee nwee okwukwe n’ebe Jehova nọ;+ o wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.+

  • Jenesis 17:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 A gaghịkwa akpọ aha gị Ebram ọzọ, aha gị ga-abụzi Ebreham, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ nna nke ìgwè mba dị iche iche.

  • Jenesis 18:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 N’ihi na amarawo m ya ka o wee nye ụmụ ya nakwa ezinụlọ ya ga-anọchi ya iwu ka ha debe ụzọ Jehova iji na-eme ezi omume ma na-eme ihe n’ikpe ziri ezi;+ ka Jehova wee mezuoro Ebreham ihe o kwuru banyere ya.”+

  • Jọn 8:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Ha wee zaa ya, sị: “Nna anyị bụ Ebreham.”+ Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu bụ ụmụ Ebreham,+ na-arụnụ ọrụ Ebreham rụrụ.

  • Ndị Rom 4:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 O wee nata ihe ịrịba ama,+ ya bụ, ibi úgwù, dị ka akara nke ezi omume site n’okwukwe o nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka o wee bụrụ nna+ nke ndị niile nwere okwukwe+ mgbe ha bụ ndị a na-ebibeghị úgwù, ka e wee gụọrọ ha ya dị ka ezi omume;

  • Ndị Galeshia 3:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+

  • Ndị Hibru 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Mgbe e lere Ebreham ule,+ ọ bụ okwukwe ka o ji chọọ ịchụ Aịzik n’àjà, nwoke ahụ nke jikwa ọṅụ nata nkwa ndị ahụ nwara ịchụ ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’àjà,

  • Jems 2:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 e mezukwara ihe ahụ e dere n’Akwụkwọ Nsọ, nke sịrị: “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume,”+ e wee kpọọ ya “enyi Jehova.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya