Jenesis 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị eze chịrị n’ala Idọm+ tupu eze ọ bụla achịwa ụmụ Izrel.+ Diuterọnọmi 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ghọọ eze na Jeshurọn,+Mgbe ndị isi nke ndị ahụ gbakọtara,+Bụ́ ebo niile nke Izrel.+ Ndị Ikpe 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma Gidiọn sịrị ha: “Mụ onwe m agaghị achị unu, nwa m agaghịkwa achị unu.+ Ọ bụ Jehova ga-achị unu.”+ Ndị Ikpe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, e nweghị eze ọ bụla n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+ Ndị Ikpe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Ọ dị otu onye Livaị nke bi nwa mgbe n’ime ime ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ka oge na-aga, ọ kpọọrọ otu nwaanyị onye Betlehem+ nke dị na Juda ka ọ bụrụ iko ya.+ Ndị Ikpe 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+
23 Ma Gidiọn sịrị ha: “Mụ onwe m agaghị achị unu, nwa m agaghịkwa achị unu.+ Ọ bụ Jehova ga-achị unu.”+
19 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Ọ dị otu onye Livaị nke bi nwa mgbe n’ime ime ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ka oge na-aga, ọ kpọọrọ otu nwaanyị onye Betlehem+ nke dị na Juda ka ọ bụrụ iko ya.+