11 “Ọ na-ewute m+ na m mere ka Sọl bụrụ eze, n’ihi na ọ kwụsịwo+ iso m, o meghịkwa ihe m kwuru.”+ O wutekwara Samuel,+ o wee na-etiku Jehova abalị ahụ dum.+
23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+