20 Ben-hedad wee gee Eze Esa ntị ma ziga ndị isi ndị agha ya, ha wee buso obodo ndị dị n’Izrel agha wee bibie Aịjọn+ na Dan+ na Ebel-bet-meaka+ na Kineret dum, ruo ala Naftalaị dum.+
29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+
4 Ben-hedad wee gee Eze Esa ntị ma ziga ndị isi ndị agha ya, ha wee buso obodo ndị dị n’Izrel agha, ha wee bibie Aịjọn+ na Dan+ na Ebel-meyim+ na ebe niile a na-akwakọba ihe+ n’obodo ndị dị na Naftalaị.+