Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 2:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Abna wee malite ịkpọ Joab, sị: “Mma agha ọ̀ ga na-eripịa+ ndị mmadụ n’akwụsịghị akwụsị? Ọ̀ bụ na ị maghị na obi ilu bụ ihe ga-esi na ya pụta n’ikpeazụ?+ Olee mgbe ọ ga-eru tupu gị agwa ndị gị ka ha kwụsị ịchụ ụmụnne ha?”+

  • Aịzaya 1:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ+ wee nupụ isi, a ga-eji mma agha ripịa unu; n’ihi na ọnụ Jehova ekwuwo ya.”+

  • Jeremaya 2:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 N’efu ka m tiworo ụmụ unu ihe.+ Ha anaraghị ịdọ aka ná ntị.+ Mma agha unu eripịawo ndị amụma unu dị ka ọdụm nke na-ebibi ihe.+

  • Jeremaya 46:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ọ bụ ụbọchị ịbọ ọbọ maka ịbọrọ onwe ya ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya.+ Mma agha ga-eri ha rijuo afọ, ṅụjuokwa ọbara ha afọ, n’ihi na Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwere àjà+ ọ kwadebeworo n’ala ebe ugwu nke dị n’akụkụ osimiri Yufretis.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya