Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Ilu 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.
9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.