19 Ugbu a, zipụ ozi, kpọkọtara m Izrel dum n’Ugwu Kamel+ nakwa narị ndị amụma Bel+ anọ na iri ise nakwa narị mmadụ anọ bụ́ ndị amụma nke ogwe osisi dị nsọ,+ bụ́ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”+
6 Eze Izrel wee kpọkọta+ ndị amụma, ihe dị ka narị ndị ikom anọ, wee sị ha: “Ọ̀ bụ m gaa buso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ mụ agala?” Ha wee na-asị: “Gawa,+ Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”