Abụ Ọma 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị. Abụ Ọma 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+ Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Aịzaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+
8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.
26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
4 Ọ ga na-ekpe ndị ogbenye ikpe ezi omume,+ ọ ga na-enyekwa ịdọ aka ná ntị n’izi ezi n’ihi ndị dị umeala n’obi n’ụwa. Ọ ga-apịa ụwa ụtarị nke si n’ọnụ ya;+ ọ ga-ejikwa mmụọ nke egbugbere ọnụ ya gbuo onye ajọ omume.+