14 O wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ndụmọdụ ụmụ okorobịa nyere ya si dị,+ sị: “Nna m mere ka yok unu dị arọ, ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.”+
3Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+