1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+ Abụ Ọma 82:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke, biko, bilie kpee ụwa ikpe;+N’ihi na ọ bụ gị nwe mba niile.+ Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Abụ Ọma 110:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+
10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+
31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+