-
Aịzaya 28:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Okwu Jehova ga-abụkwara ha “ihe e nyere n’iwu n’elu ihe e nyere n’iwu, ihe e nyere n’iwu n’elu ihe e nyere n’iwu, eriri e ji atụ̀ ihe n’elu eriri e ji atụ̀ ihe, eriri e ji atụ̀ ihe n’elu eriri e ji atụ̀ ihe,+ ntakịrị n’ebe a, ntakịrị n’ebe ahụ,” ka ha wee gaa ma dalaa azụ, e wee gbajie ha, matakwa ha n’ọnyà wee jide ha.+
-