Aịzaya 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Jehova nwere ụbọchị ịbọ ọbọ,+ afọ ọ ga-akwụ ụgwọ maka ihe ọjọọ niile e mere Zayọn.+ Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+ Aịzaya 61:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+
2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+