10 N’ehihie ma ọ bụ n’abalị, a gaghị emenyụ ya emenyụ; anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ ga-abụ ebe kpọrọ nkụ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ;+ ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ dịghị onye ga-esi na ya gafee.+
12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”
41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+