Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 O wee ruo n’afọ nke itoolu+ nke ọchịchị ya, n’ọnwa nke iri, n’abalị iri+ n’ọnwa ahụ, na Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara,+ ee, ya na ndị agha ya niile, ibuso Jeruselem agha, o wee malite ịma ụlọikwuu ibuso ya agha, na-ewukwa mgbidi nnọchibido gburugburu ya.+

  • 2 Ihe E Mere 36:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 O wee mee ka eze ndị Kaldia buso ha agha,+ eze ahụ wee jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ime ụlọ nsọ ha,+ o nweghịkwara nwa okorobịa ma ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, okenye ma ọ bụ agadi ume na-adịkwaghị ọmịiko.+ O nyefere ihe niile n’aka ya.

  • Jeremaya 21:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “‘“N’ihi na echewo m ihu n’obodo a iwetara ya ọdachi, ọ bụghị imere ya ihe ọma,”+ ka Jehova kwuru. A ga-enyefe ya n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.”+

  • Jeremaya 32:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 n’ihi na Zedekaya eze Juda jichiri ya,+ sị:

      “Gịnị mere i ji na-ebu amụma,+ sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn, ọ ga-eweghara ya;+

  • Jeremaya 52:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ikpeazụ, o ruru n’afọ nke itoolu nke ọbụbụeze ya,+ n’ọnwa nke iri, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na Nebukadreza eze Babịlọn bịara, ya na ndị agha ya niile, ibuso Jeruselem agha,+ ha wee malite ịma ụlọikwuu ibuso ya agha na iwu mgbidi nnọchibido gburugburu ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya