8 “‘“‘Ọ ga-erukwa na mba na alaeze nke na-ejereghị ya ozi, ya bụ, Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn, nke na-anyaraghị yok eze Babịlọn n’olu, m ga-eji mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ lebara mba ahụ anya,’ ka Jehova kwuru, ‘ruo mgbe m mere ka ha gwụ site n’aka ya.’+
10 Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Lee, m ga-ezi ozi, m ga-akpọrọ Nebukadreza eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m,+ m ga-edebe ocheeze ya kpọmkwem n’elu nkume ndị a m zoro, ọ ga-agbasakwa ụlọikwuu ọma ya n’elu ha.
7 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-esi n’ebe ugwu kpọta Nebukadreza eze Babịlọn,+ bụ́ eze ndị eze,+ ya na ọtụtụ ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị agha ịnyịnya na ìgwè mmadụ,+ bụ́ oké ìgwè mmadụ, ka ha buso Taya agha.
4“Nke a bụ ozi Nebukadneza bụ́ eze na-ezigara ndị niile, mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’elu ụwa dum:+ Udo dịrị unu nke ukwuu.+