Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 78:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+

      Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+

      Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+

      Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+

  • Abụ Ọma 81:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 M wee hapụ ha ka ha buru isi ike nke dị n’obi ha gawa;+

      Ha wee na-eme dị ka atụmatụ nke ha si dị.+

  • Aịzaya 65:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Agbasapụworo m ndị dị isi ike+ aka m ogologo ụbọchị dum, bụ́ ndị na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+ ndị na-agbaso echiche nke aka ha;+

  • Jeremaya 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+

  • Jeremaya 7:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ma ha egeghị ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha jere ije dị ka atụmatụ ha si dị, dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị,+ nke mere ha ji na-ala azụ kama ịga ihu,+

  • Jeremaya 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 kama ha nọ na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ha si dị,+ na-esokwa ihe oyiyi Bel,+ nke ndị nna ha kụziiri ha;+

  • Zekaraya 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha mere ka obi ha+ dị ka nkume emụri ka ha ghara irube isi n’iwu+ nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru site na mmụọ ya,+ site n’ọnụ ndị amụma oge mbụ;+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+

  • Ndị Rom 10:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ma o kwuru banyere Izrel, sị: “Ogologo ụbọchị dum, agbasapụworo m ndị na-enupụ isi+ na ndị na-asa okwu aka m.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya