14 ndị m+ bụ́ ndị a kpọkwasịrị aha m+ ewee weda onwe ha ala+ wee kpee ekpere+ ma chọọ ihu m,+ hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ mụ onwe m ga-anọ n’eluigwe nụ+ wee gbaghara ha mmehie ha,+ m ga-agwọkwa ala ha.+
27 ebe ọ bụ na obi gị+ dị nro, i wee weda onwe gị ala+ n’ihi Chineke mgbe ị nụrụ ihe o kwuru banyere obodo a na ndị bi n’ime ya, i wedakwara onwe gị ala n’ihu m+ ma dọwaa+ uwe gị, kwaa ákwá n’ihu m, mụ onwe m anụwo ya,+ ka Jehova kwuru.