17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha dị ka ebe ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fesasịrị ihe.+ M ga-agbakụta ha azụ, agaghị m eche ihu+ n’ebe ha nọ n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”
9 ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ+ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ n’ihi na ha anọgideghị n’ọgbụgba ndụ m,+ nke mere na m kwụsịrị ilekọta ha,’ ka Jehova kwuru.”+