Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 18:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 N’ihi ya, Jehova sịrị: “Ákwá mkpesa a na-akwa banyere Sọdọm na Gọmọra,+ ee, ọ na-adasi ụda ike, mmehie ha kwa, ee, ọ dị oké njọ.+

  • Nehemaya 9:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+

  • Jeremaya 22:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+

  • Ezikiel 8:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ na-ahụ oké ihe arụ ha na-eme,+ bụ́ ihe ụlọ Izrel na-eme n’ebe a ka m wee hapụ ebe nsọ m?+ Ị ka ga-ahụ oké ihe arụ ndị ọzọ.”

  • Ezikiel 9:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee sị m: “Njehie ụlọ Izrel na Juda+ dị nnọọ ukwuu,+ ala ha jupụtara n’ịwụfu ọbara,+ obodo ha jupụtakwara n’ihe gbagọrọ agbagọ;+ n’ihi na ha asịwo, ‘Jehova ahapụwo ala a,+ Jehova adịghị ahụ anyị.’+

  • Daniel 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ọ bụ gị, Jehova, nwe ezi omume, ma ihere bụ nke anyị taa,+ ihere bụ nke ndị Juda, bụrụkwa nke ndị niile bi na Jeruselem na ndị Izrel niile, ndị bi nso na ndị bi n’ebe dị anya n’ala niile ị chụgara ha n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi ha mesoro gị.+

  • Ndị Rom 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya