Matiu 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Alaeze eluigwe dị ka otu nwoke, bụ́ eze, nke meere nwa ya nwoke oriri alụmdi na nwunye.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ana m ekworo unu ekworo yiri ekworo Chineke,+ n’ihi na mụ onwe m kwere unu nkwa na otu di+ ga-alụ unu+ ka m wee chee unu n’ihu Kraịst+ dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emerụghị emerụ.+ Ndị Efesọs 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+ Mkpughe 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa ahụ ndị jupụtara n’ihe otiti asaa+ ikpeazụ ahụ wee bịa, o wee gwa m okwu, sị: “Bịa ebe a, m ga-egosi gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+
2 N’ihi na ana m ekworo unu ekworo yiri ekworo Chineke,+ n’ihi na mụ onwe m kwere unu nkwa na otu di+ ga-alụ unu+ ka m wee chee unu n’ihu Kraịst+ dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emerụghị emerụ.+
25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+
9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa ahụ ndị jupụtara n’ihe otiti asaa+ ikpeazụ ahụ wee bịa, o wee gwa m okwu, sị: “Bịa ebe a, m ga-egosi gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+