Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 4:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+

  • 2 Timoti 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 na-edetara Timoti, bụ́ nwa a hụrụ n’anya,+ akwụkwọ:

      Ka obiọma na-erughịrị mmadụ, ebere, na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna nakwa n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị dịnyere gị.+

  • Taịtọs 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 m na-edegara Taịtọs akwụkwọ, bụ́ ezigbo nwa+ dị ka okwukwe anyị nwekọrọ ọnụ si dị:

      Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịrị gị, ya na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa Kraịst Jizọs Onye Nzọpụta anyị.+

  • Faịlimọn 10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 ana m agba gị ume banyere nwa m,+ bụ́ Onesịmọs,+ onye m ghọrọ nna ya+ mgbe m nọ n’agbụ ụlọ mkpọrọ,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya