Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • E kwesịghị iji ihe nwere nkwarụ achụ àjà (1)

      • Ihe a ga-eme onye fere chi ọzọ (2-7)

      • Ihe a ga-eme ma okwu sie ike ikpebi (8-13)

      • Ihe eze ndị Izrel kwesịrị ime (14-20)

        • Eze ga-edepụtara onwe ya Iwu Chineke (18)

Diuterọnọmi 17:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:20; Di 15:21; Mal 1:8

Diuterọnọmi 17:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:23; 13:6-9

Diuterọnọmi 17:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:19
  • +Di 13:12-15

Diuterọnọmi 17:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 7:51

Diuterọnọmi 17:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:6, 10

Diuterọnọmi 17:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 18:16; Jn 8:17; 1Ti 5:19; Hib 10:28
  • +Ọg 35:30; Di 19:15

Diuterọnọmi 17:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:5; 1Kọ 5:13

Diuterọnọmi 17:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “wụfuru ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:11
  • +Di 12:5; 1Ez 3:16, 28; Ọm 122:2, 5

Diuterọnọmi 17:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 7:15, 16
  • +Di 19:17; 21:5

Diuterọnọmi 17:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mal 2:7
  • +Di 5:32; 12:32

Diuterọnọmi 17:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 11:2; Hib 10:28
  • +Di 13:5; 1Kọ 5:13

Diuterọnọmi 17:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:11; 19:20

Diuterọnọmi 17:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 8:5, 20; 10:19

Diuterọnọmi 17:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 9:17; 10:24; 16:12, 13

Diuterọnọmi 17:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 20:1; 2Sa 8:4; Ọm 20:7; Ilu 21:31
  • +Aịz 31:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2023, p. 4

Diuterọnọmi 17:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:1-3; Neh 13:26
  • +Job 31:24, 28; 1Ti 6:9

Diuterọnọmi 17:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’akwụkwọ mpịakọta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:9, 26; 2Ez 22:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2007, p. 20

    5/1/1995, p. 12

Diuterọnọmi 17:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:18
  • +Ọm 1:2; 119:97

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2002, p. 12-17

    10/1/2000, p. 8

    5/1/1995, p. 12

Diuterọnọmi 17:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/1995, p. 12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 17:1Le 22:20; Di 15:21; Mal 1:8
Diut. 17:2Di 4:23; 13:6-9
Diut. 17:3Di 4:19
Diut. 17:3Di 13:12-15
Diut. 17:4Jn 7:51
Diut. 17:5Di 13:6, 10
Diut. 17:6Mt 18:16; Jn 8:17; 1Ti 5:19; Hib 10:28
Diut. 17:6Ọg 35:30; Di 19:15
Diut. 17:7Di 13:5; 1Kọ 5:13
Diut. 17:8Ọg 35:11
Diut. 17:8Di 12:5; 1Ez 3:16, 28; Ọm 122:2, 5
Diut. 17:91Sa 7:15, 16
Diut. 17:9Di 19:17; 21:5
Diut. 17:11Mal 2:7
Diut. 17:11Di 5:32; 12:32
Diut. 17:12Ilu 11:2; Hib 10:28
Diut. 17:12Di 13:5; 1Kọ 5:13
Diut. 17:13Di 13:11; 19:20
Diut. 17:141Sa 8:5, 20; 10:19
Diut. 17:151Sa 9:17; 10:24; 16:12, 13
Diut. 17:16Di 20:1; 2Sa 8:4; Ọm 20:7; Ilu 21:31
Diut. 17:16Aịz 31:1
Diut. 17:171Ez 11:1-3; Neh 13:26
Diut. 17:17Job 31:24, 28; 1Ti 6:9
Diut. 17:18Di 31:9, 26; 2Ez 22:8
Diut. 17:192Ih 34:18
Diut. 17:19Ọm 1:2; 119:97
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 17:1-20

Diuterọnọmi

17 “Unu ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nwere nkwarụ ma ọ bụ nke nwere nsogbu ọ bụla ọzọ chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà, n’ihi na ọ ga-abụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+

2 “Ọ bụrụ na a hụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị n’otu n’ime obodo unu ndị Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu nke na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu ma na-emebi ọgbụgba ndụ unu na Chineke,+ 3 o wee mehie gaa fee chi ọzọ dị iche iche ma kpọọrọ ha isiala ma ọ bụ kpọọrọ anyanwụ ma ọ bụ ọnwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ dị n’eluigwe isiala,+ bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+ 4 unu ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma mgbe a kọọrọ ya unu ma ọ bụ mgbe unu nụrụ ya. Ọ bụrụ na a chọpụta n’eziokwu+ na e mere arụ a n’Izrel, 5 unu ga-akpọpụta nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ nke mere ihe ọjọọ a n’ọnụ ụzọ ámá obodo unu. A ga-ejikwa nkume tụgbuo nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ.+ 6 A ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu egbu ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe+ na o mere ihe ahụ. A gaghị egbu ya ma ọ bụrụ otu onye gbara akaebe.+ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie tụgbuo ya. Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+

8 “Ọ bụrụ na e nwee okwu siiri unu ezigbo ike ikpebi n’otu n’ime obodo unu, ma ọ̀ bụ okwu gbasara onye gburu mmadụ*+ ma ọ bụ onye gbara mmadụ akwụkwọ ma ọ bụ merụọ mmadụ ahụ́ ma ọ bụkwanụ ya abụrụ na e nwere ihe ọzọ na-ese okwu, unu ga-ewere okwu ahụ gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ.+ 9 Gakwurunụ ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nakwa onye bụ́ onyeikpe+ n’oge ahụ. Kọọrọnụ ha ihe merenụ. Ha ga-ekpebiri unu okwu ahụ.+ 10 Unu ga-eme ihe ha kpebiri bụ́ nke ha ga-agwa unu n’ebe ahụ Jehova họọrọ. Lezienụ anya ka unu mee ihe niile ha ga-agwa unu. 11 Meenụ ihe e kwuru n’iwu ha ga-egosi unu, meekwanụ ihe ha kpebiri nke ha ga-agwa unu.+ Unu ahapụla ihe ha kpebiri, bụ́ nke ha ga-agwa unu, mewe ihe ọzọ.+ 12 Onye ọ bụla mpako mere ka ọ ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye na-ejere Jehova bụ́ Chineke unu ozi, ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị, ga-anwụ.+ Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’Izrel.+ 13 Mmadụ niile ga-anụ ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa adị mpako ọzọ.+

14 “Mgbe unu ga-abanye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu eweghara ya ma biri na ya, unu asịzie, ‘Ka anyị họpụtara onwe anyị eze otú mba niile gbara anyị gburugburu mere,’+ 15 onye unu ga-eme eze ga-abụrịrị onye Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ.+ Ọ bụ otu n’ime ụmụnne unu ka unu ga-eme eze. A gaghị ekwe ka unu mee onye mba ọzọ na-abụghị nwanne unu eze ga-achị unu. 16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’ 17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ụmụ nwaanyị, ka obi ya ghara ịpụ n’ebe m nọ.+ Ọ gaghịkwa akpakọju ọtụtụ ọlaọcha na ọlaedo.+ 18 Mgbe ọ ga-anọrọ n’ocheeze n’alaeze ya, ọ ga-elere anya n’akwụkwọ Iwu a, nke ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị ji, depụtara onwe ya Iwu a n’akwụkwọ.*+

19 “Ọ ga-ejide akwụkwọ ahụ, ọ ga na-agụkwa ya n’oge niile ọ dị ndụ,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya, na-emekwa ihe niile e kwuru n’Iwu a ma soro ntụziaka ndị a.+ 20 Ọ bụrụ na o mee ihe a, ọ gaghị eche na ya ka ụmụnne ya mma, ọ gaghịkwa ahapụ ihe ndị a e nyere n’iwu mewe ihe ọzọ, ka o wee chịtee aka n’alaeze ya n’Izrel, ma ya ma ụmụ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya