Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Mgbe Sọl na-aga Damaskọs (1-9)

      • E zigara Ananayas ka ọ gaa nyere Sọl aka (10-19a)

      • Mgbe Sọl nọ na Damaskọs na-ekwusa ozi ọma gbasara Jizọs (19b-25)

      • Mgbe Sọl gara Jeruselem (26-31)

      • Mgbe Pita gwọrọ Anias (32-35)

      • Mgbe a kpọlitere Dọkas n’ọnwụ (36-43)

Ọrụ Ndịozi 9:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:3; 22:4; 26:10, 11; Ga 1:13; 1Ti 1:12, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 60-61

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 27

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:26; 22:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 60-61

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 27

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:6-11; 26:13-18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 27

Ọrụ Ndịozi 9:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 60-61

Ọrụ Ndịozi 9:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:8
  • +Mt 25:45

Ọrụ Ndịozi 9:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 28

Ọrụ Ndịozi 9:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:12

Ọrụ Ndịozi 9:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:39; 22:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2004, p. 32

    1/15/2000, p. 28

Ọrụ Ndịozi 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:17

Ọrụ Ndịozi 9:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ka o kee ndị niile na-akpọ aha gị agbụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:1, 2

Ọrụ Ndịozi 9:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:2; Ro 1:1; 1Ti 1:12
  • +Ro 1:5; Ga 2:7; 1Ti 2:7
  • +Ọrụ 26:1; 27:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2016, p. 14-16

    6/2016, p. 7

    Ụlọ Nche,

    11/15/2006, p. 8-9

    5/15/1999, p. 29-31

    6/15/1990, p. 24

Ọrụ Ndịozi 9:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:22, 23; 21:11; 2Kọ 11:23-28; Kọl 1:24; 2Ti 1:12

Ọrụ Ndịozi 9:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:12, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 63

Ọrụ Ndịozi 9:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 26:19, 20

Ọrụ Ndịozi 9:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 63-64

Ọrụ Ndịozi 9:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ndị na-akpọ aha a.”

  • *

    Na Grik, “ka o kee ha agbụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:3; Ga 1:13, 23
  • +Ọrụ 9:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 64

    Ụlọ Nche,

    1/15/2005, p. 28

Ọrụ Ndịozi 9:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 64

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 170

Ọrụ Ndịozi 9:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:2, 3; 23:12; 2Kọ 11:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 64

Ọrụ Ndịozi 9:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:32, 33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 64

    Ụlọ Nche,

    1/15/2005, p. 29

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/1998, p. 20-21

Ọrụ Ndịozi 9:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:36, 37
  • +Ọrụ 9:3, 4; 1Kọ 9:1
  • +Ọrụ 9:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 64-65

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 16

    4/15/1998, p. 20-21

Ọrụ Ndịozi 9:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:23, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 17

Ọrụ Ndịozi 9:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:25; Ga 1:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 17

    7/15/2000, p. 26

Ọrụ Ndịozi 9:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:1
  • +Jn 14:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 65-66

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 13

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 31

    4/15/2007, p. 22

    6/1/1990, p. 15

Ọrụ Ndịozi 9:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

Ọrụ Ndịozi 9:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:8; Ọrụ 4:9, 10
  • +Ọrụ 3:6

Ọrụ Ndịozi 9:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Dọkas, bụ́ aha Grik, na Tabita, bụ́ aha Arameik, pụtara nne mgbada.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 67

Ọrụ Ndịozi 9:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 67

Ọrụ Ndịozi 9:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 67

Ọrụ Ndịozi 9:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “uwe elu.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 67

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 9:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 8:51
  • +Mt 9:24, 25; Lu 7:14, 15; Jn 11:43, 44

Ọrụ Ndịozi 9:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:23

Ọrụ Ndịozi 9:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 11:44, 45

Ọrụ Ndịozi 9:43

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, onye na-emechasị akpụkpọ anụ ma sijie ya ka e jiri ya rụọ ihe dị iche iche.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:6, 32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2011, p. 18

    3/1/2002, p. 17

    6/1/1990, p. 18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 9:1Ọrụ 8:3; 22:4; 26:10, 11; Ga 1:13; 1Ti 1:12, 13
Ọrụ 9:2Ọrụ 11:26; 22:4
Ọrụ 9:3Ọrụ 22:6-11; 26:13-18
Ọrụ 9:51Kọ 15:8
Ọrụ 9:5Mt 25:45
Ọrụ 9:7Ọrụ 22:9
Ọrụ 9:9Ọrụ 13:11
Ọrụ 9:10Ọrụ 22:12
Ọrụ 9:11Ọrụ 21:39; 22:3
Ọrụ 9:12Ọrụ 9:17
Ọrụ 9:14Ọrụ 9:1, 2
Ọrụ 9:15Ọrụ 13:2; Ro 1:1; 1Ti 1:12
Ọrụ 9:15Ro 1:5; Ga 2:7; 1Ti 2:7
Ọrụ 9:15Ọrụ 26:1; 27:24
Ọrụ 9:16Ọrụ 20:22, 23; 21:11; 2Kọ 11:23-28; Kọl 1:24; 2Ti 1:12
Ọrụ 9:17Ọrụ 22:12, 13
Ọrụ 9:19Ọrụ 26:19, 20
Ọrụ 9:21Ọrụ 8:3; Ga 1:13, 23
Ọrụ 9:21Ọrụ 9:1, 2
Ọrụ 9:22Ọrụ 17:2, 3
Ọrụ 9:23Ọrụ 20:2, 3; 23:12; 2Kọ 11:23
Ọrụ 9:252Kọ 11:32, 33
Ọrụ 9:26Ga 1:18
Ọrụ 9:27Ọrụ 4:36, 37
Ọrụ 9:27Ọrụ 9:3, 4; 1Kọ 9:1
Ọrụ 9:27Ọrụ 9:19, 20
Ọrụ 9:292Kọ 11:23, 26
Ọrụ 9:30Ọrụ 11:25; Ga 1:21
Ọrụ 9:31Ọrụ 8:1
Ọrụ 9:31Jn 14:16
Ọrụ 9:32Ọrụ 9:38
Ọrụ 9:34Mt 10:8; Ọrụ 4:9, 10
Ọrụ 9:34Ọrụ 3:6
Ọrụ 9:40Lu 8:51
Ọrụ 9:40Mt 9:24, 25; Lu 7:14, 15; Jn 11:43, 44
Ọrụ 9:411Ez 17:23
Ọrụ 9:42Jn 11:44, 45
Ọrụ 9:43Ọrụ 10:6, 32
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 9:1-43

Ọrụ Ndịozi

9 Ma Sọl kpebiri imesi ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị ike, chọọkwa igbuchapụ ha.+ N’ihi ya, ọ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà 2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs. Akwụkwọ ozi ndị ahụ ga-enye ya ikike ike onye ọ bụla na-eso Ụzọ Onyenwe anyị agbụ,+ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, kpụrụkwa ha bịa Jeruselem.

3 Ka ọ nọ na-aga Damaskọs, ya afọkwa obere ka o ruo, ìhè si n’eluigwe nwuo gburugburu ya na mberede,+ 4 ya adaa n’ala ma nụ olu na-agwa ya, sị: “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?” 5 Sọl wee sị ya: “Ị̀ bụkwanụ onye, Onyenwe m?” Ya asị ya: “Abụ m Jizọs,+ onye ị na-akpagbu.+ 6 Bilie banye n’obodo, a ga-agwakwa gị ihe ị ga-eme.” 7 Ma, ihe a merenụ enyeghị ndị ya na ha so ọnụ okwu. Ha na-anụ olu onye na-ekwu okwu, ma ha ahụghị onye ahụ.+ 8 Sọl wee si n’ala bilie, o nweghịkwa ihe ọ na-ahụ n’agbanyeghị na anya ya meghere emeghe. N’ihi ya, ha sekpụụrụ ya n’aka ma duru ya banye Damaskọs. 9 Ọ hụghị ụzọ ruo ụbọchị atọ,+ o righịkwa ihe, ọ ṅụghịkwa ihe ọ bụla.

10 Na Damaskọs, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Ananayas.+ Onyenwe anyị kpọrọ ya òkù n’ọhụụ, sị: “Ananayas!” O wee sị: “Onyenwe anyị, lee m.” 11 Onyenwe anyị wee sị ya: “Bilie, gaa n’okporo ámá a na-akpọ Nke Kwụ Ọtọ. I ruo n’ụlọ Judas, jụọ ase otu nwoke aha ya bụ Sọl, onye Tasọs.+ Ọ nọ ebe ahụ na-ekpe ekpere ugbu a. 12 Ọ hụrụ gị bụ́ Ananayas n’ọhụụ ebe ị batara, bikwasị ya aka n’isi ka ọ hụwa ụzọ.”+ 13 Ma Ananayas sịrị: “Onyenwe anyị, anụla m ihe ọtụtụ ndị na-ekwu gbasara nwoke a. Ha na-ekwu gbasara ihe ọjọọ niile o mere ndị nsọ gị na Jeruselem. 14 Ndị isi nchụàjà nyekwara ya ikike ka ọ kpụta ndị niile na-eso ụzọ gị.”*+ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m. 16 M ga-eme ka ọ mara ahụhụ niile ọ ga-ata n’ihi aha m.”+

17 N’ihi ya, Ananayas gawara ebe ahụ. Mgbe ọ banyere n’ụlọ Sọl nọ, o bikwasịrị ya aka n’isi, sị ya: “Sọl, nwanna m, Onyenwe anyị Jizọs, onye pụtara n’ihu gị mgbe ị nọ n’ụzọ na-abịa, zitere m, ka i wee hụwa ụzọ ma jupụta na mmụọ nsọ.”+ 18 Ihe yiri akpịrịkpa si n’anya ya dapụtasịa ozugbo, ya ahụwa ụzọ. O wee bilie, e meekwa ya baptizim, 19 ya erie nri ma nweta ume.

Ya na ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na Damaskọs nọkwara ụbọchị ole na ole.+ 20 N’egbughị oge, ọ malitere kwusawa n’ụlọ nzukọ na Jizọs bụ Ọkpara Chineke. 21 Ma o juru ndị niile na-anụ ihe ọ na-ekwu anya, ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwoke ahụ na-emesi ndị na-eso ụzọ Jizọs* ike na Jeruselem?+ Ihe mekwara o ji bịa ebe a ọ́ bụghị ka o jide ha* ma kpụgara ha ndị isi nchụàjà?”+ 22 Ma Sọl nọ na-enwetakwu ike, na-ezi ndị mmadụ ozi ọma otú na-eme ka ha kweta n’ihe ọ na-ekwu. Otú o si kọwaara ndị Juu bi na Damaskọs na Jizọs bụ Kraịst doro nnọọ anya, ha enweghịkwa ike ịgbagha ihe o kwuru.+

23 Ma mgbe ọtụtụ ụbọchị gachara, ndị Juu kpara nkata igbu ya.+ 24 Ma, Sọl matara gbasara nkata a ha kpaara ya. Ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ nche ike, ma n’ehihie ma n’abalị, ka ha gbuo ya. 25 N’ihi ya, ndị ọ kụziiri ihe kpọọrọ ya ma si n’oghere dị ná mgbidi jiri nkata butuo ya n’abalị.+

26 Mgbe o ruru Jeruselem,+ ọ gbalịrị ka o sonyere ndị na-eso ụzọ Jizọs, ma ha niile nọ na-atụ ya ụjọ, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ ghọọla onye na-eso ụzọ Jizọs. 27 N’ihi ya, Banabas+ nyeere Sọl aka, ya na ya agakwuru ndịozi. Banabas wee kọọrọ ha gbasara otú Sọl si hụ Onyenwe anyị n’ụzọ, gwakwa ha na Onyenwe anyị+ gwara Sọl okwu. Ọ kọkwaara ha otú Sọl si kwuo okwu n’aha Jizọs n’atụghị egwu na Damaskọs.+ 28 Sọl na ndịozi ahụ wee nọrọ, ya ana-aga ebe ọ bụla ọ chọrọ ịga na Jeruselem, na-ekwu okwu n’aha Onyenwe anyị n’atụghị egwu. 29 Ya na ndị Juu ndị na-asụ Grik nọkwa na-ekwurịta okwu ma na-arụrịta ụka. Ma, ha nọ na-achọ igbu ya.+ 30 Mgbe ụmụnna matara gbasara ihe a, ha kpọgara ya Sizaria ma ziga ya Tasọs.+

31 Obi malitere iru ọgbakọ niile dị na Judia na Galili na Sameria+ ala n’oge ahụ, okwukwe ha ana-esikwukwa ike. Ha nọkwa na-ehikwu nne maka na ha na-atụ egwu Jehova,* mmụọ nsọ ana-akasikwa ha obi.+

32 Ka Pita nọ na-aga ebe dị iche iche, ọ bịakwutere ndị nsọ bi na Lida.+ 33 N’ebe ahụ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ Anias, onye dina n’àkwà* ya kemgbe afọ asatọ, n’ihi na ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ. 34 Pita wee sị ya: “Anias, Jizọs Kraịst agwọọla gị.+ Bilie dozie àkwà gị.”+ O wee bilie ozugbo ahụ. 35 Mgbe ndị niile bi na Lida na Sharọn hụrụ nwoke ahụ, ha kweere n’Onyenwe anyị.

36 Na Jọpa, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke bụ́ “Dọkas”* n’asụsụ Grik. Ọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma, na-enyekwara ndị ogbenye aka. 37 Ka Pita ka nọ na Lida, Dọkas rịawara ọrịa, mechaakwa nwụọ. Ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ wee saa ya ahụ́ ma busa ya n’otu ọnụ ụlọ dị n’elu. 38 Ma, Lida dị Jọpa nso. N’ihi ya, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ na Lida, ha ziri ụmụ nwoke abụọ ka ha gakwuru ya ma sị ya: “Biko, bịa na nke anyị ngwa ngwa.” 39 Pita wee bilie soro ha gawa. Mgbe o ruru, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu. Ụmụ nwaanyị isi mkpe niile bịakwutekwara ya na-ebe ákwá, na-egosi ya ọtụtụ uwe mwụda* na uwe ndị ọzọ Dọkas kwaara ha mgbe ọ dị ndụ. 40 Pita gwaziri mmadụ niile ka ha pụọ n’èzí.+ Mgbe ha pụrụ, o gburu ikpere n’ala, kpee ekpere, tụgharịzie chee ihu n’ebe e busara ozu ahụ ma sị: “Tabita, bilie!” Nwaanyị ahụ wee meghee anya ya. Ozugbo ọ hụrụ Pita, o biliri nọrọ ọdụ.+ 41 Pita wee jide ya n’aka, nyere ya aka ya eguzoro ọtọ. Ọ kpọkwara ndị nsọ na ụmụ nwaanyị ndị ahụ di ha nwụrụ ma gosi ha na Tabita dịzi ndụ.+ 42 Akụkọ ihe a merenụ gbasara na Jọpa niile, ọtụtụ ndị kwekwaara n’Onyenwe anyị.+ 43 Pita nọkwuru ọtụtụ ụbọchị na Jọpa n’ụlọ otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya