Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Pita kọọrọ ndịozi ndị ọzọ ihe merenụ (1-18)

      • Banabas na Sọl gara Antiọk nke dị na Siria (19-26)

        • Mgbe mbụ a kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs Ndị Kraịst (26)

      • Agabọs buru amụma na ụnwụ ga-ada (27-30)

Ọrụ Ndịozi 11:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:45; Ga 2:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2003, p. 21-22

Ọrụ Ndịozi 11:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:10-16

Ọrụ Ndịozi 11:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “anụ ndị na-akpụ akpụ.”

Ọrụ Ndịozi 11:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:17-20

Ọrụ Ndịozi 11:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 71

Ọrụ Ndịozi 11:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:30-33

Ọrụ Ndịozi 11:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:1, 4; 10:44, 45

Ọrụ Ndịozi 11:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 3:11; Mk 1:8; Lu 3:16; Ọrụ 1:5
  • +Joe 2:28; Jn 1:33; Ọrụ 2:17

Ọrụ Ndịozi 11:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:47

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 73

Ọrụ Ndịozi 11:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ha gbachiri nkịtị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 11:10; Ọrụ 17:30; Ro 10:12; 15:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 16

Ọrụ Ndịozi 11:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:1
  • +Mt 10:5, 6

Ọrụ Ndịozi 11:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 74

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 24-25

Ọrụ Ndịozi 11:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:47; 9:35

Ọrụ Ndịozi 11:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:36, 37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 25

Ọrụ Ndịozi 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:43; 14:21, 22

Ọrụ Ndịozi 11:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:47; 4:4; 5:14; 9:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 25

Ọrụ Ndịozi 11:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:39

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 25

Ọrụ Ndịozi 11:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 74-76

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 25-26

    6/1/1990, p. 19

Ọrụ Ndịozi 11:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:28; Efe 4:11

Ọrụ Ndịozi 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:10, 11
  • +Mt 24:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2023, p. 16

    Ịgba Àmà, p. 74-76

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 19-20

Ọrụ Ndịozi 11:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:10
  • +2Kọ 8:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/1998, p. 21

Ọrụ Ndịozi 11:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:25

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 11:2Ọrụ 10:45; Ga 2:12
Ọrụ 11:5Ọrụ 10:10-16
Ọrụ 11:11Ọrụ 10:17-20
Ọrụ 11:13Ọrụ 10:30-33
Ọrụ 11:15Ọrụ 2:1, 4; 10:44, 45
Ọrụ 11:16Mt 3:11; Mk 1:8; Lu 3:16; Ọrụ 1:5
Ọrụ 11:16Joe 2:28; Jn 1:33; Ọrụ 2:17
Ọrụ 11:17Ọrụ 10:47
Ọrụ 11:18Aịz 11:10; Ọrụ 17:30; Ro 10:12; 15:8, 9
Ọrụ 11:19Ọrụ 8:1
Ọrụ 11:19Mt 10:5, 6
Ọrụ 11:21Ọrụ 2:47; 9:35
Ọrụ 11:22Ọrụ 4:36, 37
Ọrụ 11:23Ọrụ 13:43; 14:21, 22
Ọrụ 11:24Ọrụ 2:47; 4:4; 5:14; 9:31
Ọrụ 11:25Ọrụ 21:39
Ọrụ 11:26Ọrụ 9:2
Ọrụ 11:271Kọ 12:28; Efe 4:11
Ọrụ 11:28Ọrụ 21:10, 11
Ọrụ 11:28Mt 24:7
Ọrụ 11:29Ga 2:10
Ọrụ 11:292Kọ 8:12
Ọrụ 11:30Ọrụ 12:25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 11:1-30

Ọrụ Ndịozi

11 Ndịozi na ụmụnna nọ na Judia nụrụ na ndị mba ọzọ anabatala okwu Chineke. 2 Ma, mgbe Pita gbagotere Jeruselem, ndị chọrọ ka ndị mba ọzọ na-ebi úgwù+ malitere ịkatọ ya, 3 na-asị: “Ị banyere n’ụlọ ndị a na-ebighị úgwù, sorokwa ha rie ihe.” 4 Pita wee bido ịkọwara ha ihe niile merenụ, sị:

5 “Anọ m na Jọpa na-ekpe ekpere, mechaakwa hụ ọhụụ. Ahụrụ m ka e ji ihe dị ka nnukwu ibé ákwà linin aka n’isi anọ ya, si n’eluigwe na-ewedata ya n’ụwa, ya erutekwa nnọọ n’ebe ahụ m nọ.+ 6 Mgbe m lebara anya n’ime ya, ahụrụ m anụ ndị nwere ụkwụ anọ, anụ ọhịa, anụ ndị na-arị arị,* na nnụnụ. 7 Anụkwara m olu sịrị m: ‘Pita, bilie, gbuo otu n’ime anụ ndị a rie.’ 8 Ma m sịrị: ‘Onyenwe anyị, mbanụ, n’ihi na ihe rụrụ arụ ma ọ bụ ihe na-adịghị ọcha abatụbeghị m n’ọnụ.’ 9 Olu ahụ nke si n’eluigwe sịrị nke ugboro abụọ: ‘Kwụsị ịkpọ ihe Chineke mere ka ha dị ọcha ihe rụrụ arụ.’ 10 Ihe a mere ugboro atọ, e buruzie ihe niile ahụ bugoo eluigwe. 11 N’otu oge ahụkwa, ụmụ nwoke atọ guzo n’ihu ụlọ ahụ anyị nọ. E si Sizaria zite ha ka ha bịa hụ m.+ 12 Chineke wee jiri mmụọ nsọ gwa m ka m soro ha gawa n’enweghị obi abụọ ọ bụla. Ụmụnna isii ndị a sokwa m gaa, anyị abanye n’ụlọ nwoke zitere ndị ahụ bịara hụ m.

13 “Ọ kọọrọ anyị otú o si hụ mmụọ ozi bịara guzoro n’ụlọ ya, sị ya: ‘Ziga ndị ozi Jọpa ka ha gaa kpọọ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita.+ 14 Ọ ga-agwa gị otú a ga-esi zọpụta gị na ezinụlọ gị.’ 15 Ma mgbe m malitere ikwu okwu, mmụọ nsọ dakwasịrị ha otú ahụ ọ dakwasịrị anyị ná mmalite.+ 16 M wee cheta ihe Onyenwe anyị na-adị ekwu: ‘Jọn ji mmiri mee ndị mmadụ baptizim,+ ma a ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.’+ 17 N’ihi ya, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ ọ na-enye n’efu otú o nyekwara anyịnwa bụ́ ndị kweere n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ònye ka m bụ igbochi Chineke ime ihe ọ chọrọ ime?”+

18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwụsịrị ịkatọ ya,* wee nye Chineke otuto, sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke chọkwara ka ndị mba ọzọ chegharịa, ka ha wee nweta ndụ.”+

19 Mgbe e gbuchara Stivin, a malitekwara ịkpagbu ndị kwere ekwe ndị ọzọ. N’ihi ya, ha gbagara+ Finishia, Saịprọs, na Antiọk. Ma, ọ bụ naanị ndị Juu ka ha nọ na-ezi ozi ọma.+ 20 Ma, ụfọdụ n’ime ha ndị si Saịprọs na Saịrini gara Antiọk, malite izisara ndị na-asụ Grik ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs. 21 Jehova* nọnyekwaara ha. Ọtụtụ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe ma malite iso ụzọ Onyenwe anyị.+

22 Ọgbakọ dị na Jeruselem nụrụ gbasara ha. Ha wee ziga Banabas+ Antiọk. 23 Mgbe o ruru wee hụ otú Chineke si na-emere ndị na-eso ụzọ Jizọs amara, ọ ṅụrịrị ọṅụ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha niile na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+ 24 Banabas bụ ezigbo mmadụ. O nwere okwukwe, jupụtakwa na mmụọ nsọ. N’ihi ya, ọtụtụ ndị bịara kwere n’Onyenwe anyị.+ 25 Ọ gawara Tasọs ịga chọọ Sọl.+ 26 Mgbe ọ hụrụ ya, ha abụọ sooro gaa Antiọk. Ruo otu afọ zuru ezu, ha nọ na-eso ọgbakọ dị ebe ahụ ezukọta, ha kụzikwaara ìgwè mmadụ ihe. Antiọk bụkwa ebe mbụ a kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs Ndị Kraịst otú Chineke si chọọ.+

27 N’oge ahụ, ụfọdụ ndị amụma+ si Jeruselem gaa Antiọk. 28 Otu n’ime ha bụ Agabọs.+ O si n’ike mmụọ nsọ kwuo na oké ụnwụ ga-ada n’ụwa niile.+ Ụnwụ a mechara daa n’oge Klọdiọs. 29 N’ihi ya, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebiri izigara ụmụnna ha bi na Judia ihe enyemaka+ otú aka onye nke ọ bụla n’ime ha hà.+ 30 Ha mekwara ihe a ha kpebiri, si n’aka Banabas na Sọl zigara ndị okenye ihe ndị ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya