Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ndị Izrel ga-enye mkpụrụ mbụ ha (1-11)

      • Otu ụzọ n’ụzọ iri a ga-enye n’afọ nke atọ (12-15)

      • Ndị Izrel bụụrụ Jehova ndị pụrụ iche (16-19)

Diuterọnọmi 26:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:19; Le 23:10; Ọg 18:8, 12; 2Ih 6:6; 31:5; Ilu 3:9

Diuterọnọmi 26:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:1, 8; 26:3

Diuterọnọmi 26:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Siria.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “na-anwụ anwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 28:5; Ho 12:12
  • +Je 46:3; Ọrụ 7:15
  • +Je 46:27
  • +Ọp 1:7; Di 10:22; Ọm 105:24

Diuterọnọmi 26:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 1:11

Diuterọnọmi 26:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:9; 4:31; Ọrụ 7:34

Diuterọnọmi 26:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:6
  • +Ọp 7:3; Di 4:33, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2015, p. 4-5

Diuterọnọmi 26:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala na-eme nri nke ọma.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:8; Di 8:7, 8; Ezi 20:6

Diuterọnọmi 26:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 26:2

Diuterọnọmi 26:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:7; 16:14

Diuterọnọmi 26:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5, 6; 14:22
  • +Di 14:28, 29; Ilu 14:21; 1Jn 3:17

Diuterọnọmi 26:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 1:27

Diuterọnọmi 26:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala na-eme nri nke ọma.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:25
  • +Je 15:18; 26:3
  • +Di 8:7, 8

Diuterọnọmi 26:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:6; 11:1; Ọm 119:34; 1Jn 5:3

Diuterọnọmi 26:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:46
  • +Ek 12:13
  • +Le 19:37

Diuterọnọmi 26:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 14:2; 29:10-13

Diuterọnọmi 26:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:8
  • +Di 7:6; 28:1, 9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 26:2Ọp 23:19; Le 23:10; Ọg 18:8, 12; 2Ih 6:6; 31:5; Ilu 3:9
Diut. 26:3Je 17:1, 8; 26:3
Diut. 26:5Je 28:5; Ho 12:12
Diut. 26:5Je 46:3; Ọrụ 7:15
Diut. 26:5Je 46:27
Diut. 26:5Ọp 1:7; Di 10:22; Ọm 105:24
Diut. 26:6Ọp 1:11
Diut. 26:7Ọp 3:9; 4:31; Ọrụ 7:34
Diut. 26:8Ọp 6:6
Diut. 26:8Ọp 7:3; Di 4:33, 34
Diut. 26:9Ọp 3:8; Di 8:7, 8; Ezi 20:6
Diut. 26:10Di 26:2
Diut. 26:11Di 12:7; 16:14
Diut. 26:12Di 12:5, 6; 14:22
Diut. 26:12Di 14:28, 29; Ilu 14:21; 1Jn 3:17
Diut. 26:13Jes 1:27
Diut. 26:15Ọp 23:25
Diut. 26:15Je 15:18; 26:3
Diut. 26:15Di 8:7, 8
Diut. 26:16Di 6:6; 11:1; Ọm 119:34; 1Jn 5:3
Diut. 26:17Le 26:46
Diut. 26:17Ek 12:13
Diut. 26:17Le 19:37
Diut. 26:18Di 14:2; 29:10-13
Diut. 26:19Di 4:8
Diut. 26:19Di 7:6; 28:1, 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 26:1-19

Diuterọnọmi

26 “Mgbe unu ga-emecha banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu, unu ewee weghara ya ma biri na ya, 2 unu ga-eweta ụfọdụ n’ime mkpụrụ mbụ nke ihe niile ala ahụ mepụtara, bụ́ ndị unu ga-eweta n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Unu ga-etinye ha na nkata ma buru ha gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+ 3 Unu ga-agakwuru onye nchụàjà na-eje ozi n’oge ahụ ma sị ya, ‘Taa, m bịara ịgwa Jehova bụ́ Chineke gị na abatala m n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna anyị hà iyi na ọ ga-enye anyị.’+

4 “Onye nchụàjà ga-eburu nkata ahụ unu butere ma busa ya n’ihu ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu. 5 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Eram*+ na-agagharị agagharị.* Ọ gara n’Ijipt+ bụrụ onye mbịarambịa n’ebe ahụ, ya na mmadụ ole na ole bụ́ ndị ezinụlọ ya.+ Ma ọ nọ n’ebe ahụ ghọọ mba ukwu, nke ndị ya dị ike ma dị ọtụtụ.+ 6 Ndị Ijipt mesiri anyị ike ma megbuo anyị, jiri anyị mere ndị ohu, chiekwa anyị ọnụ n’ala.+ 7 Anyị wee malite ibesara Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà ákwá. Jehova wee nụ olu anyị ma hụ na a na-emekpa anyị ahụ́, na anyị nọ ná nsogbu, nakwa na a na-emegbu anyị.+ 8 N’ikpeazụ, Jehova ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta anyị n’Ijipt.+ O mekwara ihe ndị dị egwu na ihe àmà dị iche iche, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche mgbe ọ na-akpọpụta anyị.+ 9 O wee kpọta anyị n’ebe a ma nye anyị ala a, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ 10 Ugbu a, ewetala m mkpụrụ mbụ nke ihe ala Jehova nyere m mepụtara.’+

“Ị ga-ebusa ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị ma kpọọ isiala n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị. 11 Ị ga-aṅụrịzi ọṅụ maka ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu.+

12 “Mgbe i wekọtachara otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke ihe niile ala gị mepụtara n’afọ nke atọ, bụ́ afọ a na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri, ị ga-enye ya onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* na nwaanyị di ya nwụrụ. Ha ga-eri ya n’ime obodo gị rijuo afọ.+ 13 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Ewepụla m ihe dị nsọ n’ụlọ m. Enyekwala m ya onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, na nwaanyị di ya nwụrụ,+ otú i nyere m n’iwu. Emebighị m ihe ndị i nyere n’iwu, elegharaghị m ha anya. 14 Erighị m ihe ọ bụla si na ya n’oge m na-eru uju. Ewepụghị m ihe na ya mgbe m na-adịghị ọcha. Enyeghịkwa m nke ọ bụla n’ime ya maka onye nwụrụ anwụ. M gere ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke m. Emeekwala m ihe niile i nyere m n’iwu. 15 Si n’eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ i bi, ledata anya gọzie ndị gị bụ́ Izrel, gọziekwa ala i nyere anyị,+ otú ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’*+

16 “Taa, Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu iwu ka unu soro ntụziaka ndị a, na-emekwa ihe ndị o kpebiri. Jirinụ obi unu niile+ na mkpụrụ obi* unu niile na-edebe ha ma na-eme ha. 17 Taa, Jehova agwala unu na ya ga-abụ Chineke unu nakwa na unu ga-eme ihe o nyere unu n’iwu, soro ntụziaka ya,+ debe iwu ya+ ma na-eme ihe ndị o kpebiri,+ nakwa na unu ga-ege ntị n’olu ya. 18 Taa, unu agwakwala Jehova na unu ga-abụ ndị ya, ndị ya pụrụ iche,+ otú o kwere unu ná nkwa, nakwa na unu ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu, 19 nakwa na ọ ga-eme ka unu ka mba ndị ọzọ niile o kere,+ mee ka a na-eto unu, ka a mara unu ama nakwa ka unu dị ebube otú o kwere ná nkwa, ma ọ bụrụ na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya