Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Galeshia 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Galeshia

      • Ime ihe e kwuru n’Iwu, ka ọ̀ bụ inwe okwukwe? (1-14)

        • Onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe (11)

      • Ọ bụghị Iwu mere e ji kwe Ebreham nkwa (15-18)

        • Nwa Ebreham, bụ́ Kraịst (16)

      • Otú e si nye Iwu ahụ na ihe mere e ji nye ya (19-25)

      • Ọ bụ okwukwe mere unu ji bụrụ ụmụ Chineke (26-29)

        • Ụmụ Ebreham bụ ndị nke Kraịst (29)

Ndị Galeshia 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:7
  • +1Kọ 1:23

Ndị Galeshia 3:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ịmata n’aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:13

Ndị Galeshia 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 4:9, 10

Ndị Galeshia 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:8-10

Ndị Galeshia 3:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:6; Ro 4:3; Jes 2:23

Ndị Galeshia 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:11, 12

Ndị Galeshia 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:3; 18:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 86-87

Ndị Galeshia 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:16, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 86-87

Ndị Galeshia 3:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 27:26; Ọrụ 15:10; Jes 2:10

Ndị Galeshia 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:15, 16
  • +Hab 2:4; Ro 1:17; Hib 10:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụbọchị Jehova, p. 187-188

Ndị Galeshia 3:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:5; Di 30:16; Ro 10:5

Ndị Galeshia 3:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:23
  • +Mt 26:27, 28; Hib 9:15
  • +Di 21:23; Ọrụ 5:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bible Na-akụzi, p. 205

Ndị Galeshia 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:15, 16
  • +Joe 2:28

Ndị Galeshia 3:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ gị dị iche iche.”

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:1-3, 7; 13:14, 15; 17:7; 22:17, 18; 24:7
  • +Mt 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2022, p. 16

Ndị Galeshia 3:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:40, 41

Ndị Galeshia 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:17

Ndị Galeshia 3:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:20
  • +Jn 1:29; Ro 10:4
  • +Ọrụ 7:38, 53; Hib 2:2
  • +Ọp 20:19; Di 5:5; Jn 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 193

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 75-80

Ndị Galeshia 3:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Ndị Galeshia 3:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2008, p. 20

    9/15/1991, p. 12-13

Ndị Galeshia 3:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:17
  • +Ọrụ 13:39; Ro 5:1; 8:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 193

    Ụlọ Nche,

    4/15/2008, p. 29

    3/1/2008, p. 18-21

    3/15/2003, p. 21

    6/1/2002, p. 15

    9/15/1991, p. 12-13

Ndị Galeshia 3:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:17
  • +Hib 8:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2003, p. 21

    9/15/1991, p. 12-13

Ndị Galeshia 3:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:14
  • +Jn 1:12

Ndị Galeshia 3:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:14; Efe 4:24

Ndị Galeshia 3:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:12
  • +1Kọ 12:13; Kọl 3:10, 11
  • +Ọrụ 2:17; 1Pi 3:7
  • +Jn 17:20, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 23

Ndị Galeshia 3:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa.” Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 9:7, 8
  • +Ro 8:17
  • +Je 22:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1998, p. 14-15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Gal. 3:1Ga 5:7
Gal. 3:11Kọ 1:23
Gal. 3:2Efe 1:13
Gal. 3:3Ga 4:9, 10
Gal. 3:51Kọ 12:8-10
Gal. 3:6Je 15:6; Ro 4:3; Jes 2:23
Gal. 3:7Ro 4:11, 12
Gal. 3:8Je 12:3; 18:18
Gal. 3:9Ro 4:16, 17
Gal. 3:10Di 27:26; Ọrụ 15:10; Jes 2:10
Gal. 3:11Ga 2:15, 16
Gal. 3:11Hab 2:4; Ro 1:17; Hib 10:38
Gal. 3:12Le 18:5; Di 30:16; Ro 10:5
Gal. 3:131Kọ 7:23
Gal. 3:13Mt 26:27, 28; Hib 9:15
Gal. 3:13Di 21:23; Ọrụ 5:30
Gal. 3:14Efe 2:15, 16
Gal. 3:14Joe 2:28
Gal. 3:16Je 12:1-3, 7; 13:14, 15; 17:7; 22:17, 18; 24:7
Gal. 3:16Mt 1:17
Gal. 3:17Ọp 12:40, 41
Gal. 3:18Je 22:17
Gal. 3:19Ro 3:20
Gal. 3:19Jn 1:29; Ro 10:4
Gal. 3:19Ọrụ 7:38, 53; Hib 2:2
Gal. 3:19Ọp 20:19; Di 5:5; Jn 1:17
Gal. 3:23Ro 10:4
Gal. 3:24Mt 5:17
Gal. 3:24Ọrụ 13:39; Ro 5:1; 8:33
Gal. 3:25Kọl 2:17
Gal. 3:25Hib 8:6
Gal. 3:26Ro 8:14
Gal. 3:26Jn 1:12
Gal. 3:27Ro 13:14; Efe 4:24
Gal. 3:28Ro 10:12
Gal. 3:281Kọ 12:13; Kọl 3:10, 11
Gal. 3:28Ọrụ 2:17; 1Pi 3:7
Gal. 3:28Jn 17:20, 21
Gal. 3:29Ro 9:7, 8
Gal. 3:29Ro 8:17
Gal. 3:29Je 22:18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Galeshia 3:1-29

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Galeshia

3 Unu ndị Galeshia na-enweghị uche, ònye ghọgburu unu,+ unu ndị e mere ka o doo anya na a kpọgidere Jizọs Kraịst n’osisi?+ 2 Otu ihe a ka m chọrọ ịjụ* unu: Ùnu nwetara mmụọ nsọ maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ?+ 3 Na unu enweghị uche ọ̀ bụzi nke otú a? Ná mmalite, unu nọ na-eme ihe dị mmụọ Chineke mma. Ma ugbu a, ùnu na-agbalịzi ime ihe dị mmadụ mma ka unu nweta ihe unu na-achọ?+ 4 Ahụhụ niile unu tara ọ̀ bụ n’efu? N’eziokwu, ama m na ọ bụghị n’efu. 5 N’ihi ya, onye ahụ nke na-enye unu mmụọ nsọ ma na-arụ ọrụ ebube n’etiti unu,+ ọ̀ na-eme ya maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ? 6 Ọ̀ bụ na ọ bụghị eziokwu na Ebreham “nwere okwukwe na Jehova,* e wee kpọọ ya onye ezi omume”?+

7 N’eziokwu, unu ma na ọ bụ ndị nwere okwukwe bụ ụmụ Ebreham.+ 8 Ma ebe ọ bụ na Chineke kwuru n’Akwụkwọ Nsọ n’ogologo oge gara aga na a ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume maka na ha nwere okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-esi n’aka gị gọzie mba niile.”+ 9 N’ihi ya, a na-agọzi ndị nwere okwukwe otú a gọziri Ebreham, onye nwere okwukwe.+

10 Ndị niile tụkwasịrị obi ná mbọ ha na-agba ka ha debe iwu, a ga-abụ ha ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla na-anaghị eme ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta Iwu ahụ* mgbe niile, a ga-abụ ya ọnụ.”+ 11 O dokwara anya na Chineke anaghị akpọ onye ọ bụla onye ezi omume maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+ 12 Ma ọ bụghị okwukwe ka e ji edebe Iwu ahụ.* Kama, “onye ọ bụla na-eme ihe ndị a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.”+ 13 Kraịst zụtara anyị,+ tọhapụ anyị+ n’ọnụ Iwu ahụ* bụrụ anyị wee bụrụ onye a bụrụ ọnụ kama anyịnwa ga-abụ ndị a bụrụ ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ.”+ 14 E mere ihe a ka ngọzi e kwere Ebreham ná nkwa wee si n’aka Jizọs Kraịst ruo ndị mba ọzọ aka,+ ka okwukwe anyị nwere wee mee ka anyị nweta mmụọ nsọ+ e kwere ná nkwa.

15 Ụmụnna m, eji m ihe ndị mmadụ na-eme amara unu atụ: A gbahaala ndụ, kachie ya, ọ bụrụgodị nke mmadụ gbara, e nweghị onye na-akagbu ya ma ọ bụ tụkwasị ihe na ya. 16 Ọ bụ Ebreham na nwa* ya ka e kwere nkwa ndị ahụ.+ Ihe e kwuru abụghị, “na ụmụ gị,”* ka à ga-asị na a na-ekwu banyere ọtụtụ ụmụ. Kama, a sịrị “na nwa gị,”* ya bụ, otu onye, bụ́ Kraịst.+ 17 M na-ekwukwa, sị: Iwu ahụ* nke malitere mgbe narị afọ anọ na iri atọ (430) gachara+ akagbughị ọgbụgba ndụ ahụ Chineke gbara, o meghịkwa ka nkwa ahụ ghara inwe isi. 18 N’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ iwu mere o ji keta ihe ahụ, ọ bụghịzi n’ihi nkwa e kwere ya. Ma Chineke ji obiọma kenye Ebreham ihe ahụ n’ihi nkwa o kwere Ebreham.+

19 Gịnịzi mere e ji nye Iwu ahụ?* E nyere ya ka a mata ihe ọjọọ ndị mmadụ na-eme+ ruo mgbe nwa* ahụ ga-abịa,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ. E nyere ya ndị mmụọ ozi,+ ha esi n’aka onye ogbugbo nyeruo ya.+ 20 A naghị enwe onye ogbugbo mgbe ọ bụ naanị otu onye kwere nkwa. Ma, ọ bụ naanị Chineke kwere nkwa a. 21 N’ihi ya, Iwu ahụ* ò megidere nkwa Chineke? Mbanụ! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke ga-emeli ka mmadụ dị ndụ, ime ihe e nyere n’iwu gaara eme ka anyị bụrụ ndị ezi omume. 22 Ma Akwụkwọ Nsọ mere ka ihe niile dịrị n’okpuru mmehie, ka ndị nwere okwukwe na Jizọs Kraịst wee nweta nkwa Chineke kwere ndị nwere okwukwe.

23 Ma tupu okwukwe ahụ erute, iwu nọ na-edu anyị, anyị nọkwa n’okpuru ya, na-atụ anya okwukwe ahụ a ga-ekpughe n’oge na-adịghị anya.+ 24 N’ihi ya, Iwu ahụ* ghọrọ onye na-edu anyị agakwuru Kraịst,+ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume n’ihi okwukwe.+ 25 Ma ebe ọ bụ na okwukwe ahụ erutela,+ anyị anọghịzi n’okpuru onye nduzi.+

26 N’eziokwu, unu niile bụ ụmụ Chineke+ maka na unu nwere okwukwe na Kraịst Jizọs.+ 27 N’ihi na unu niile ndị e mere baptizim ka unu na Kraịst dịrị n’otu eyirila Kraịst ka uwe.+ 28 E nweghị onye Juu ma ọ bụ onye Grik.+ E nweghị ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya.+ E nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+ n’ihi na unu niile bụ otu, unu na Kraịst Jizọs dịkwa n’otu.+ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ nke Kraịst, unu bụ ụmụ* Ebreham n’eziokwu,+ ndị ga-eketa+ ihe e kwere ná nkwa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya